Jane Munene-Murago

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jane Munene-Murago
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereJane Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri, filmmaker Dezie

Jane Munene-Murago bụ onye na-eme ihe nkiri Kenya,ma bụrụ nwanyị mbụ gụrụ ihe gbasara ihe nkiri na Kenya. Ọtụtụ n'ime ihe nkiri ya abụrụ̀la akwụkwọ akụkọ edeturu edetu, nke ụlọ ọrụ ya CineArts mepụtara, n'okwu metụtara ụmụ nwanyị.

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Na 1976 Munene gụrụ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ gọọmentị bụ Kenya Institute of Mass Communication (KIMC), ma bụrụ naanị nwanyị n'ime afọ mbụ nke KIMC nke gụsịrị akwụkwọ. [1] [2] Akwụkwọ akụkọ mbụ ya, The Tender One (1979), bụ Na nkwado nke United Nations dịka akụkụ nke ụmụ ntakịrị International Year of the Child . [3]

Unbroken Spirit (2011) bụ ihe osise nke Monica Wangu Wamwere, nne nke onye na-akwado ihe ndị ruuru mmadụ Koigi wa Wamwere, bụ onye so na Wangari Maathai na 1992 abụ̀ba ọrụ ndi Nne Nne ka ahapụ ndị mkpọrọ ndọrọ ọchịchị kpatara. E gosiri ihe nkiri a na New York African Film Festival Na 2012. [4]

Jane Murago-Munene bụ onye bụbu onye isi oche nke National Film Association Kenya . [5] Ọ bụ onye isi nchịkwa nke FEPACI . [6]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • The Tender One, 1979
  • (ya na Dommie Yambo-Odotte) onye ahọpụra na, 1991
  • Women water and work load , 1994. Ndetu monitor anọ.
  • Enkishon: The Maasai Child in Kenya na Kenya, 1995. Ihe nkiri nke dị nkeji iri abụọ na asatọ.
  • Silence, 2000-nkeji akwụkw iri na atọ
  • The price of a daughter,2003.
  • Behind closed doors, 2003.
  • Unbroken Spirit, 2011. Akwụkwọ akụkọ

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Research in African Literatures, vol. 25, Issues 3-4 (1994), p.97.
  2. Steedman (2018). "Nairobi-based Female Filmmakers: Screen Media Production between the Local and the Transnational", in Kenneth W. Harrow: A Companion to African Cinema. John Wiley & Sons. ISBN 978-1-119-10031-7. 
  3. Jane Murago-Munene, African Film Festival, Inc., 2013. Accessed 25 November 2019.
  4. Monica Wangu Wamwere: The Unbroken Spirit.
  5. Miriri Duncan, Women Drive Film Industry in Kenya, Women's eNews, 21 September 2004. Accessed 15 November 2019.
  6. Film industry to receive Sh20 billion, The Star, 8 September 2016.