Jane Wanjuki Njiru

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jane Wanjuki Njiru
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereJane Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly Dezie
prefix nsọpụrụThe Honourable Dezie
kọwara na URLhttp://www.parliament.go.ke/the-national-assembly/members/item/4153-hon-njiru-jane-wanjuki Dezie

Jane Wanjuki Njiru bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya. Ọ bụ onye nnọchi anya ụmụ nwanyị nke Embu County na onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-achị, otu Jubilee nke Kenya.[1][2] Ọ gbara mpi ma merie ọkwa onye nnọchi anya nwanyị Embu na ntuli aka ọra nke afọ 2017.[3][4][5]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Mulango Girls maka asambodo agụmakwụkwọ Kenya na 1971 ruo 1974. Ọ gara n'ihu na agụmakwụkwọ ya na Kenya Management and Training Institute ebe ọ nwetara Advanced Diploma in management, Advance Diploma in Sale and Marketing and Diploma in Public Relations.[6] Ọ bụ osote onye isi oche ọhụrụ nke kọmitii nkwukọrịta, ozi na Innovation na ndị omeiwu.[7] Ọ bụ onye otu Kọmitii Ngalaba na-ahụ maka ala na mmejuputa iwu na 12th parliament.[8]

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Njiru dị ka onye nnọchi anya ụmụ nwanyị nke Embu County na 2017.[9] Ọ rụrụ ọrụ dị ka Chief Executive Officer na New day Motors Limited na 2006 ruo 2017 na 1979 ruo 2006 ọ bụ Sales and Marketing Associate na Telecom Kenya.[10]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hon. Njiru, Jane Wanjuki | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2020-08-11.
  2. embu-admin. About Embu County (en-US). Embu County Government. Archived from the original on 2020-03-27. Retrieved on 2020-08-12.
  3. Elected officials: Governors, Senate & Woman Rep » Capital News (en-US). Capital News. Retrieved on 2020-08-11.
  4. Analysis by the Sweden-embassy.
  5. Mbuthia. Trendsetters:Know your county women representative. Eve Woman. Retrieved on 2020-08-11.
  6. Hon. Njiru, Jane Wanjuki | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2020-08-12.
  7. National Assembly Committee chairpersons, vice-chairpersons: Here is the new composition following elections (en-US). K24 TV (2020-07-16). Retrieved on 2020-08-12.
  8. Hon. Njiru, Jane Wanjuki | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2020-08-12.
  9. Institute. County Leadership (en-US). Open County. Retrieved on 2020-08-12.
  10. Hon. Njiru, Jane Wanjuki | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2020-08-12.