Janet Amponsah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Janet Amponsah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereJanet Dezie
aha ezinụlọ yaAmponsah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Eprel 1993 Dezie
Ebe ọmụmụKumasi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ebe agụmakwụkwọMiddle Tennessee State University Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so naegwuregwu n'egwuregwu Olimpik Summer 2016, 2010 Commonwealth Games, 2018 Commonwealth Games, 2014 Commonwealth Games Dezie
kọwara na URLhttp://g2014results.thecgf.com/athlete/-/1009093/ Dezie

Janet Amponsah (amụrụ na 12 ọnwa Eprel 1993) bụ onye Ghana na-agba ọsọ. Ọ nọchitere anya mba ya na afo 2013 World Championships na-erughị eru maka ọkara ikpeazụ. O ritere ihe nrite na 4 × 100 mita relay na asọmpi Afrịka abụọ na 2010 Commonwealth Games. A họpụtara ya dị ka onye na-eburu ọkọlọtọ Ghana na emume mmeghe nke afo 2014 Commonwealth Games ma họpụta ya na afọ 2015 Ghanaian Female Athlete of the Year. Ọ hapụrụ afọ 2015 World Championships na China n'ihi nsogbu na visa ya. Na afọ 2016 Olympics, ọ sonyere na 200m na 4 × 100m relay events.

Ọ bịara nke abụọ n'azụ Ivorian Marie Josee Ta Louat na afọ 2018 women's 100m final na African Senior Athletics Championships na Asaba, Nigeria.[1]

Ihe ndekọ asọmpi[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:GHA
2008 African Championships Addis Ababa, Ethiopia 5th 4 × 400 m relay 3:42.36
2010 World Junior Championships Moncton, Canada 34th (h) 200 m 24.86
Commonwealth Games Delhi, India 23rd (sf) 100 m 12.03
15th (sf) 200 m 24.44
2nd 4 × 100 m relay 45.24
2011 All-Africa Games Maputo, Mozambique 13th (sf) 200 m 24.54
2012 African Championships Porto Novo, Benin 6th 100 m 11.76
5th 200 m 23.68
2nd 4 × 100 m relay 44.35
World Junior Championships Barcelona, Spain 17th (sf) 100 m 11.94
5th 200 m 23.41
2013 World Championships Moscow, Russia 41st (h) 200 m 24.07
2014 African Championships Marrakech, Morocco 3rd 4 × 100 m relay 44.06
4th 4 × 400 m relay 3:42.89
Commonwealth Games Glasgow, United Kingdom 18th (h) 200 m 24.05[2]
2015 African Games Brazzaville, Republic of the Congo 4th 200 m 23.49
2nd 4 × 100 m relay 43.72
2016 African Championships Durban, South Africa 5th 200 m 23.45
2nd 4 × 100 m relay 44.05
Olympic Games Rio de Janeiro, Brazil 60th (h) 200 m 23.67
14th (h) 4 × 100 m relay 43.37
2017 World Championships London, United Kingdom 37th (h) 200 m 23.77
10th (h) 4 × 100 m relay 43.68
2018 Commonwealth Games Gold Coast, Australia 17th (sf) 200 m 23.67
5th 4 × 100 m relay 43.64
African Championships Asaba, Nigeria 2nd 100 m 11.54
3rd 200 m 23.38
2021 World Relays Chorzów, Poland 12th (h) 4 × 100 m relay 44.85

Ihe kacha mma n'onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

N'èzí

  • 100 mita 11.29 (-1.3 m/s) (Canyon 2015)
  • 200 mita 23.04 (+1.6 m/s) (Canyon 2015)

N'ime ụlọ

  • 200 mita 23.40 (Albuquerque 2015)

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Asaba 2018: Janet Amponsah wins silver in women's 100m (en-US). Citi Newsroom (2018-08-02). Retrieved on 2019-03-02.
  2. Disqualified in the semifinals