Jara language
Ọdịdị
Jara language
| Obere ụdị nke | Teraic |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Ụmụ amaala ka | Ȯra Borno, Federal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Gombe |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous |
Jara, nke eji kwa Jera were mara bu asụsụ Naịjịrị́a nke a kọrọ na mmadụ 46,000 na-asụ n'afọ 2000. A na-asụ ya na Borno na Gombe Steeti, na Biu, Kwaya-Kusar, Akko, na Yamaltu-Deba LGAs. Ọ bụ asụsụ Afro-Asiatic, na alaka Biu São Mandara nke ndị ezinụlọ Chadic. Asụsụ Jara na-ebelata; Fulfulde na Hausa bu nke a na asu ugbua.