Jennifer Ayoo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jennifer Ayoo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereJennifer Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaKalaki District Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Jennifer Ayoo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye omeiwu na omeiwu nke iri na otu nke Uganda na-eje ozi dị ka onye otu ndị omeiwu maka Kalaki District ona Teso Sub-Region nke Eastern Uganda .[1][2] Ọ bụ onye otu National Resistance Movement .(NRM)[3]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ayoo meriri na ntuli aka nke National Resistance Movement mgbe o meriri Maria Gorretti Ajilo onye bụbu onye omeiwu maka Kaberamaido District.[4] A họpụtara ya dị ka onye otu ndị omeiwu na ntuli aka afo 2021[2]

Ọrụ ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Ayoo nyere aka n'ọgụ megide mgbasawanye nke coronavirus na Uganda site n'inye igbe nke ọgwụ mkpá akwụkwọ Covidex na Ngwá Ọrụ Nchebe onwe onye ((PPEs) gụnyere Sanitizers na igbe ihe nkpuchi ihu. Ọ bụ Kọmitii Task Force nke COVID-19 nke Kalaki District (RDC), Paul Kalikwani duziri, natara onyinye Ayoo.[5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
  2. Robinah Nabbanja
  3. Nzukọ omeiwu nke Uganda
  4. Nkwurịta Okwu Ịdị n'Otu Mba

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). UGNEWS24 (2021-01-18). Retrieved on 2022-03-31.
  2. 2.0 2.1 List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2022-03-31.
  3. NRM losers shun reconciliation meeting in Kalaki (en). New Vision. Retrieved on 2022-03-31.
  4. How age limit vote affected MPs performance in polls (en). Monitor (2020-09-08). Retrieved on 2022-03-31.
  5. Musaasizi (2021-07-11). COVID-19 FIGHT: Kalaki Woman MP Ayoo Donates COVIDEX, PPEs. RED PEPPER. Archived from the original on 2022-03-31. Retrieved on 2022-03-31.