Jessica Opare-Saforo
Ọdịdị
Jessica Opare-Saforo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha n'asụsụ obodo | Jessica Opare-Saforo |
| Aha enyere | Jessica |
| Aha ezinụlọ ya | Opare, Saforo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Eprel 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Ghana |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Ghanaian Pidgin English, Twi |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, onye ọchụ̀nta ego |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Ghana, Akosombo International School |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts |
| Isi agụmakwụkwọ | economics, psychology |
| Ebe ọrụ | Accra |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
| Ihe nrite | RTP Awards, DJ Awards |
Jessica Opare Saforo (amụrụ na 29 Eprel 1981) bụ onye mgbasa ozi Ghana, onye mgbasa ozi igwe onyonyo na redio na onye ọchụnta ego.[1][2][3] Ọzọkwa, ọ bụ onye na-ahụ maka Transformation with Jess, ihe ngosi igwe onyonyo mbụ nke Ghana.[4] Ọ bụ onye nwe ụlọ ọrụ The Voice Ova Company, ụlọ ọrụ na-ahụ maka ijikwa talent olu.[3]
Saforo gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Akosombo International School[3] ma nwekwa nzere bachelọ na nka na Mahadum Ghana, Legon ebe ọ gụrụ na Economics na Psychology.[5]
- ↑ "7 powerful women in Ghana's media industry". www.ghanaweb.com (in Bekee). Retrieved 2019-09-30.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- 1 2 3 Duah, Kofi (14 April 2014). "My man, my business: Jessica won't say who". Graphic Online (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2019-11-14.
- ↑ "Female Ghanaian Celebrities: Here Are The 12 Most Admired This Year". BuzzGhana - Famous People, Celebrity Bios, Updates and Trendy News (in Bekee ndị America). 2017-11-08. Retrieved 2019-09-30.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).