Jessica Thomas

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Jessica Thomas
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịOstraliya Dezie
Aha enyereJessica Dezie
aha ezinụlọ yaThomas Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Julaị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụMitcham Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụnetballer Dezie
ụdị egwuregwunetball Dezie

Jessica Standfield (Thomas) (amụrụ na ubochi 21 Julaị n’afo 1984 na obodo Mitcham, Australia) bụ onye Australia na-egwu egwu netball. Ebe ọ tolitere n'obodo ya bụ Drouin, West Gippsland, a gbakwunyere ya na ndị otu Melbourne Phoenix n'etiti 2005 Commonwealth Bank Trophy, dị ka onye nọchiri Kara Richards onye ga-ahapụ n'ihi nsogbu ụlọ akwụkwọ na njem. Ọ gara n'ihu na Phoenix n'oge 2005 na 2006. Nwanne Jess Thomas, Dale Thomas bụ onye Australia na-agba bọọlụ maka otu Australian Football League bụ Collingwood . na-egwuri egwu maka nchebe goolu nke ndi Obodo Phoenix, onye na-edebe goolu maọbụ nchebe nku.

Thomas gbara bọọlụ maka Gippsland Storm n'afọ 2007, na ngalaba Championship nke asọmpi Victorian State League dịka onye na-agba goolu.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]