Jibril Isa Diso

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jibril Isa Diso
Special Adviser
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Jibril Isa Diso
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereJibril Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Eprel 1955 Dezie
Ebe ọmụmụSteeti Kano Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie

Jibril Isa Diso bụ prọfesọ mbụ kpuru ìsì na Naịjirịa site na Steeti Kano, onye nkuzi na onye bụbu onye ndụmọdụ Gọvanọ nke steeti Kano bụ Ibrahim Shekarau [1] [2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Jibril na mpaghara Diso nke Gwale Local Government Area, nke Kano State. Jibril malitere agụmakwụkwọ [3] na 1962 ebe ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị ya na 1969, ọ gakwara Gindiri Blinds Secondary School, Plateau State n'etiti afọ 1979, na 1984 Mahadum Bayero guzobere Ngalaba Mmụta Pụrụ Iche n'ihi Jibril ma nabata ya dị ka nwa akwụkwọ mbụ na ngalaba ahụ, Jibril nwetara PhD ya na Mmụta Piri Iche na Mahadum London nke Birmingham na 1991.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Jibril malitere ọrụ ya na Tudun Maliki School maka Kano nwere mkpa pụrụ iche. Jibril sonyeere Ngalaba Mmụta Pụrụ Iche, Mahadum Bayero Kano na 1994 ebe ọ ghọrọ prọfesọ mbụ na-adịghị ahụ ụzọ na Naịjirịa n'afọ 2019. Jibril nwere ihe karịrị akwụkwọ iri[4][2][5][6][7][8]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sanusi (2019-08-27). Meet Jibrin Isah Diso the first visually impaired professor in Nigeria (en). Legit.ng - Nigeria news.. Archived from the original on 2021-05-20. Retrieved on 2021-02-25.
  2. 2.0 2.1 'I want to be the first blind professor in Nigeria' (en). Daily Trust. Retrieved on 2021-02-25. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "autogenerated1" defined multiple times with different content
  3. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Retrieved on 2021-02-25.
  4. Meet The First Blind Nigerian Professor Who Was Once A Special Adviser To Governor
  5. First blind professor: How i defeated disability –Prof Jibrin Diso (en-US). The Sun Nigeria (2019-11-10). Retrieved on 2021-02-25.
  6. Dept of Special Education | Education. edu.buk.edu.ng. Retrieved on 2021-02-25.
  7. Ahmed (2019-08-24). The Blind Professor (en). Sen. Ibrahim Shekarau MEDIA. Retrieved on 2021-02-25.
  8. Lamai (2019-10-31). Permanent Secretary Presents IVM IKENGA 2020 To Winner Of Raffle Draw. (en-US). Federal Ministry of Information and Culture. Retrieved on 2021-02-25.