Joanne Aluka
ụdịekere | nwanyị |

mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Joanne |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Eprel 1979 |
Ebe ọmụmụ | Jackson |
Asụsụ obodo | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ebe agụmakwụkwọ | Hephzibah High School |
onye nsonye òtù egwuregwu | Ndị otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Naịjirịa |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2004 Summer Olympics |
Joanne Aluka Audio (amụrụ na Eprel 26, 1979 na Jackson, Mississippi, United States) bụ nwanyi eji egwuregwu basketball mara na Nigerian American women's basketball . Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content
Mmalite Ndụ na Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Amuru ya na Mississippi na United States ma nweta Citizenship ka nwa afọ Naijiria site na ndi nne na nna ya . Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Hephzibah High School na steeti Georgia nke U.S. Ọ gụru akwụkwọ na Middle Tennessee State nweta nzere bachelọ na Behavioral Science na 2001. O gakwara n'ihu n'igu akwukwo iji mezue ogo mmụta Master na Human Performance nke gbadoro ukwu na itinye uche na Sports Management na 2003. Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content Ọ lụrụ Fred White ha abụọ amuta ejima: Daniel na Gabrielle. [1] Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Aluka sonyeere na egwuregwu 2004 Summer Olympics nke Nigeria women's national basketball team.Kpọpụta njehie: The opening <ref>
tag is malformed or has a bad name na Athens Greece. Mgbe emechara Olimpiks, Aluka sonyere ndi egwuregwu Dallas Fury na National Women's Basketball League.[2] Aluka nwetara ọrụ izizi mbụ ya na nkuzi ihe banyere basketball na FIU ebe ọrụ ya gụnyere inye aka na ntinye, egwuregwu, ya na nkwalite na ogige amps. .[2][3] Tupu ọ banye na n'oru nkuzi na nchịkwa basketball, ọ rụpụtara ọrụ ya nke ọma na egwuregwu na Middle Tennessee State (1997-2002). [1]
Mmezu
[dezie | dezie ebe o si]- Inweta ihe karịrị opuru iche na ọrụ 1,000 Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; refs with no name must have content - Inweta onodu na Ohio Valley Conference Freshman Year n'ime afọ anọ o noro na oru ya
- Onyeisi ndị otu nyeere ndị Blue Raiders aka inweta asọmpi Tournament nke Ohio Valley Tournament Championship nakwa nweta NCAA Tournament n'oge ọrụ ya.
- Egwuru egwu okaibe na Portugal ma nyere ndị otu ya aka na egwuregwu nke National Cup Championship na 2004
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Joanne Aluka-White joins 49ers women’s basketball coaching staff | Pickin' Splinters. Archived from the original on 2020-11-15. Retrieved on 2020-11-15.
- ↑ 2.0 2.1 Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; no text was provided for refs named:12
- ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; no text was provided for refs named:14