Johannes Meintjes
Ọdịdị
Johannes Meintjes
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Johannes |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1923 |
| Ebe ọmụmụ | Riversdale |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 7 Mee 1980, 7 Julaị 1980 |
| Ebe ọ nwụrụ | Molteno |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, onye ese |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Johannes Petrus Meintjes (19 Mee 1923 na 7 Julaị 1980) bụ onye na-ese ihe nakwa onye edemede si South Africa.
Meintjes tolitere n'ugbo ezinụlọ ya n'ugwu dị nso na Molteno. Ọ biri ma rụọ ọrụ na Cape Town ruo ọtụtụ afọ, kụzie nka, gaa maka ihe ngosi ma merie ọtụtụ onyinye na South Africa nakwa na mba ụwa. N'afọ 1965, ọ lara ezumike nká na Molteno, ebe o lekwasịrị anya n'ide ya. Ọ gara n'ihu merie ọtụtụ onyinye edemede.[1][2][3][4]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Johannes Meintjes | Biography - -. www.johannes-meintjes.co.za. Retrieved on 2018-10-26.
- ↑ Johannes Meintjies - South African Art History - South African Historical Artists. www.arcyart.com. Retrieved on 2018-10-26.
- ↑ Opperman (2007). JOHANNES MEINTJES 1923-1980 Artist, Author, Historian. Retrieved on 2018-10-26.
- ↑ Archived copy. Archived from the original on 2012-11-20. Retrieved on 2012-05-17.