Johfrim Art and Design Studio

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Johfrim Art and Design Studio

Ụlọ ọrụ nka na mmewe Johfrim bụ ụlọ ngosi nka nke oge a n'Afrịka na Naịjirịa na Scotland. Ụlọ ngosi ahụ nwere ihe osise dị iche iche nke ọnụ ọgụgụ ya dị pụkụ isii nke sitere n'aka ndị na-ese ihe n'Afrịka dịka Nike Davies-Okundaye, ọ nwekwara nchịkọta nka nke atọ kachasị na Naịjirịa.[1][2][3][4]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Johfrim malitere dị ka nchịkọta nka onwe onye ma bụrụ nke Chief Josephine Oboh Macleod, nwanyị ojii mbụ nwere ebe nka na ọdịbendị nke Africa nke oge a na Scotland, guzobere na 2013.[5][6][7]

Johfrim nwere ụfọdụ ihe osise Africa na nke mba ụwa na ebe ngosiputa nwere nchịkọta nke atọ kachasị ukwuu nke ihe osise Afrịka na Naịjirịa, yana ihe osise pụkụ isii na-agụnyeghị ihe ọkpụkpụ na eserese ndị ọzọ.[8] Ọ dị n'azụ Oyasaf nke nwere ọrụ nkà dị pụkụ asaa na Nike Art Gallery nke nwere ọrụ nka dị pụkụ asatọ. Johfrim na-akwado ihe omume ọdịbendị dị iche iche ma na-anọchite anya ọrụ nke ihe dị ka ndị omenkà ịrị ise dịka Lamidi Olonade Fakeye, ihe dịka pasent ịrị asaa n'ime ha sitere na Africa. Johfrim bụ njikọ nke ọrụ ebere JOM.[9][10][11][1][12]

Ọrụ ndị a ma ama[dezie | dezie ebe o si]

  • African Queen, ihe osise nke Nelson Mandela Foundation rere[6]
  • The Maiden, ihe a tụrụ atụ nke Nike Art Gallery[2] gosipụtara

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Nike Art, Nimbus, Red Door, Johfrim Art, Rele top galleries in Nigeria. vanguardngr.com (3 July 2021). Retrieved on 19 July 2022.
  2. 2.0 2.1 African arts in Scotland. vanguardngr.com (7 June 2021). Retrieved on 19 July 2022. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Far" defined multiple times with different content
  3. Scottish Lottery Partners Kakofoni Group To Promote African Arts. newtelegraphng.com (16 June 2021).
  4. Amoke (14 June 2021). Kakofoni Group Promotes African Culture With Artworks. independent.ng. Retrieved on 19 July 2022.
  5. How Josephine Oboh-Macleod wields art as tool to reduce racism, classism. vanguardngr.com (2 June 2021). Retrieved on June 6, 2021.
  6. 6.0 6.1 Chief Josephine Oboh-Macleod: Art creator, connoisseur, politician, activist. vanguardngr.com (30 May 2021). Retrieved on 9 June 2022. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Art creator, connoisseur, politician, activist" defined multiple times with different content
  7. Joseph (1 June 2021). Why I Joined Politics In The UK- Oboh-Macleod. independent.ng. Retrieved on 19 July 2022.
  8. JOM partners Johfrim Art for Afro-Celtic Textile Art show. guardian.ng (1 July 2021). Retrieved on 19 July 2022.
  9. Wills (23 May 2021). Africa Day – African Art in Scotland. snackmag.co.uk. Retrieved on 19 July 2022.
  10. UK building relationship with Africa through art. vanguardngr.com (15 June 2021). Retrieved on 19 July 2022.
  11. Nigerian Artist, Oboh MacLeod, Espouses Leadership, Uniqueness Latest Works. newtelegraphng.com (3 June 2021). Retrieved on 19 July 2022.
  12. Nigerian Artist, Oboh MacLeod, Espouses Leadership And Uniqueness In Latest Works. independent.ng (4 June 2021). Retrieved on 19 July 2022.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website