Johnson Jakande Tinubu Park

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Johnson Jakande Tinubu Park
park, tourist attraction
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaIkeja, Lagos Dezie
nhazi ọnọdụ6°36′55″N 3°21′50″E Dezie
street addressby House of Assembly beside Lagos State Secretariat Alausa, 100001, Ikeja Dezie
Map

Ogige ntụrụndụ Johnson Jakande Tinubu bụ ogige ntụrụngwa ọha na eze dị nso na Ikeja, Lagos . Ogige ntụrụndụ nke Gọvanọ Steeti Lagos nyere iwu na ọnwa Disemba afọ 2017, bụ ebe nlereanya dị nso n'Ọfịs Gọvanụọ, Ụlọ Nzukọ nke Lagos Steeti na odeakwụkwọ steeti.[1][2][3] Ogige ntụrụndụ ahụ na-arụkarị ọrụ nke ọma n'oge ememme, mana n'ụbọchị ọrụ nkịtị na ngwụsị izu, ndị bi na ọtụtụ ndị ọrụ nọ na gburugburu ebe obibi na-eleta ogige ntụrụndụ a iji zuru ike ma nwee legherie anya.[Tinye edensibịa]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Photos: Johnson Jakande Tinubu (JJT) Park At Alausa, Ikeja. Vanguard (13 December 2017).
  2. Times (20 May 2021). Lagosians need relaxation because 'there is a lot of chaos in the land' – LASPARK boss. Premium Times. Retrieved on 23 February 2022.
  3. Ochuko (29 November 2021). Free Cool Hang Out Spots In Lagos, Nigeria. The Guardian. Retrieved on 23 February 2022.