Jonathan Grigg
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Aha enyere | Jonathan |
| Aha ezinụlọ ya | Grigg |
| Ọrụ ọ na-arụ | physician, researcher |
| Onye were ọrụ | Queen Mary University of London, Queen Mary University of London - Whitechapel Campus |
| Ihe nrite | Fellow of the Academy of Medical Sciences |
Jonathan Grigg bụ prọfesọ Britain nkè iku ume ụmụaka na ọgwụ gburugburu ebe obibi na Mahadum Queen Mary nke London. Ọ bụbu ónyé ndu nyocha nke British Paediatric Respiratory Society ma bụrụkwa osote ónyé isi óche nke Royal College of Physicians' na-arụ ọrụ na mmetọ ikuku ma dee akụkọ "Mmfu ọ bụla anyị na-ewe, mmetụta ndụ nke mmetọ ifufe".[1][2]
Ọ bụ odeakwụkwọ nke Paediatric Assembly nké European Respiratory Society ruo n'afọ 2017.[3] N'afọ 2020 ọ ghọrọ ónyé isi nchọpụta na National Institute for Health and Care Research (NIHR).[4]
Grigg enweela ihe ngosi mgbasa ozi dị íchè íchè nke Britain gụnyere ịbụ onye sonyere na mmemme Radio 4 Costing the Earth, na ajụjụ ọnụ na Sky News gbásárá akụkọ RCP.[5]
Jonathan Grigg bụ ónyé guzobere Doctors against Diesel, otu na-akwado ngwá ngwá site na ụgbọ ala diesel, vans, na tagzi ugbu a.[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Jonathan Grigg". Clahrc-norththames.nihr.ac.uk. Archived from the original on 2016-04-23. Retrieved 2016-04-13.
- ↑ "Grigg, Jonathan - Blizard Institute". Blizard.qmul.ac.uk. Archived from the original on 2016-03-15. Retrieved 2016-04-13.
- ↑ "Assembly Secretaries". European Respiratory Society. European Respiratory Society. Archived from the original on 22 February 2017. Retrieved 21 February 2017.
- ↑ "Professor of Pediatrics appointed as NIHR Senior Investigator". Queen Mary University of London (in Bekee). Retrieved 2021-12-22.
- ↑ "Lungs, Lies and Automobiles, Costing the Earth - BBC Radio 4". BBC. Retrieved 2016-09-12.
- ↑ "Doctors call for ban on diesel engines in London". BBC.com. BBC. 10 December 2016. Retrieved 21 February 2017.