Joy Alphonsus
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Austria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1987 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, omee |
Ihe nrite | Austrian Film Award |
Joy Anwulika Alphonsus (a muru n'abalị iri ato na otu n'ime onwa Ọgọstụ n'afọ 1987), onye ama ama dika Joy Alphonsus bụ Egyptian–Austrian actress . [1] A maara ya nke oma maka ọrụ ya dị mkpa n'ihe nkiri nturu ugo akpọrọ Joy .
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya n'abalị iri atọ na otu n'onwa Ọgọstụ n'afọ 1987 na Cairo, Egypt . [2] Ọ bi na Austria ugbu a.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2018, ọ pụtara oge mbu na sinima n'ihe nkiri Austrian mara mma akpọrọ Joy nke Sudabeh Mortezai duziri. N'ihe nkiri a, ọ mere dịka onye abara aha fiim ahu. Ihe nkiri a gosiri mbu n'abalị iri atọ n'onwa Ọgọstụ n'afọ 2018 dịka otu nke 75th Venice Film Festival. E mechara kpọọ ihe nkiri a na ngalaba Giornate degli Autori. E nyochara ihe nkiri ahụ ma nye ya onyinye n'ọtụtụ emume ihe nkiri mba niile. N’ọnwa Nọvemba nke afọ 2018, Alphonsus ritere ihe nrite dika Nwanyị na-eme ihe nkiri Kachasị Mma na Seville International Film Festival. N'onwa Jenụwarị n'afọ 2019, e nyere ya onyinye Max Ophüls na Saarbrücken maka ọrụ ya. N’otu afọ ahụ, ọ ritere Diagonale Acting Award ma n’afọ 2020, e nyere ya onyinye dika nwanyị na-eme ihe nkiri kachasị mma na Austrian Film Award 2020.
Ihe Nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ihe nkiri | ọrụ | ụdị | Ref. |
---|---|---|---|---|
2018 | Joy | Director | Film |
Hụ kwa
[dezie | dezie ebe o si]Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Award for Best Actress at Seville IFF for Joy Alphonsus. freibeuterfilm.
- ↑ Joy Anwulika Alphonsus bio. castupload.
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Joy Alphonsus on IMDb
- Foreign Oscar: film from Austria disqualified