Joy Onaolapo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joy Onaolapo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereJoy Dezie
aha ezinụlọ yaOnaolapo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Disemba 1982 Dezie
Ebe ọmụmụSapele Dezie
Ụbọchị ọnwụ yaJulaị 2013 Dezie
Ebe ọ nwụrụȮra Edo Dezie
Ọrụ ọ na-arụpowerlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
so na2012 Summer Paralympics Dezie

Joy Onaolapo (24 Disemba 1982 na Sapele, Naijiria na July 2013) bụ onye mmeri Naijiria nke na-ebu ibu na Paralympic(2012).[1] O meriri ihe nrite ọla edo putara 52 kilogram Na-ebuli ike Otuna 2012 Egwuregwu nke ndi London.

E gosipụtara na Onaolapo nwụrụ na ones July 2013 mgbe ọ dị afọ iri atọ.[2] Onye bụbu onye isi ala Naijiria Goodluck Ebele Jonathan kọwara "ọnwụ nke onye nrite ọla edo nke Naijiria Paralympic, Mrs. Joy Onaolapo dị ka nnukwu Ọnwụ mfu nye mbaa. "[3] Onye nkuzi aha ya but Ijeoma Iheriobim, Kọwaaputara Onaolapo nwụrụ anwụ dị ka onye na-eme egwuregwu na-arụsi ọrụ ike".[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigerian Paralympics gold medalist confirmed dead - Premium Times Nigeria. Premium Times Nigeria. Retrieved on 25 May 2015.
  2. 2.0 2.1 "Nigerian Paralympics gold medalist confirmed dead", Premium Times, 3 August 2013. Retrieved on 23 August 2019.
  3. Onaolapo's death national loss - Jonathan - Vanguard News. Vanguard News. Retrieved on 25 May 2015.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]