Joyce Ababio

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joyce Ababio
Born
Accra, Ghana
NationalityGhanaian
Label(s)
Kente Designs
ChildrenCharles Nana Osei Ababio, Tracy Nana Yaa Ababio
Joyce Ababio
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoJoyce Ababio Dezie
Aha enyereJoyce Dezie
aha ezinụlọ yaAbabio Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Twi Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mmebe ejiji, onye ọchụ̀nta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọAchimota School, St. Cloud State University, Texas Woman's University Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ihe nritehall of fame, Miss Ghana, Era Awards Dezie

Joyce Ababio (amụrụ na 1988) bụ onye mmebe ejiji nke Ghana . [1] [2] [3] Ọ bụ onye isi oche nke Joyce Ababio College of Fashion Design. [4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Joyce Ababio gara ụlọ akwụkwọ Achimota . [5] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, ọ nwetara nnabata na mahadum St. Cloud State University na Minnesota, USA. Agbanyeghị nke a, ka otu afọ gachara na mmụta teknụzụ ahụike o mere, ya na ndị ndụmọdụ ya kwurịtara okwu wee bufee ya na Mahadum Texas Woman’s University ebe ọ nwetara nzere ya na Nhazi Ejiji. [6]

N'afọ 2013, ọ malitere ụlọ akwụkwọ aha ya bụ Joyce Ababio College of Creative Design (JACCD) na Accra, Ghana. [7]

Ihe nrite na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

Ụfọdụ n'ime ihe ndị ọ rụzuru gụnyere: [8]

  • Ihe nrite nke iyi uwe mgbede kacha mma, Miss World (1995)
  • Ebony Award for Bridal and Pageantry (1999)
  • Uwe mgbede kacha mma, Miss Ghana (2000)
  • Ihe nturu ugo onye na-enye aka n'ejiji na nkuzi nke ejiji
  • Onyinye Ejiji Ghana (2012)
  • Onyinye Mmeri Oge Ndụ, Izu Ejiji Glitz Africa (2013)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Kofi Ansah

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Joyce Ababio: Set to raise image of creative industry - Graphic Online (2013-08-11). Retrieved on 2015-07-02.
  2. Kofi Ansah book of condolence opened + Joyce Ababio remembers the icon. AmeyawDebrah.Com. Archived from the original on 2019-03-27. Retrieved on 2015-07-02.
  3. FashionManiaGH: JOYCE ABABIO TO LAUNCH NEW FASHION REALITY SHOW – 'FASHION CULTURE'. Archived from the original on 2015-09-24. Retrieved on 2015-07-02.
  4. Team (2021-03-23). Joyce Ababio Fashion School, Courses, Fees, Forms And More » Ghana Insider (en-US). Retrieved on 2022-03-20.
  5. Joyce Ababio ; Fashion designer extraordinaire (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2021-06-21.
  6. Joyce Ababio ; Fashion designer extraordinaire (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2021-02-20.
  7. Structures | Africultures : Joyce Ababio College of Creative Design (fr-FR). Africultures. Retrieved on 2021-03-13.
  8. Joyce Ababio – Founder & President, Joyce Ababio College of Creative Design (JACCD) – WomanRising (2019-03-23). Archived from the original on 2019-03-23. Retrieved on 2021-10-30.