Joyce Anima Misa Amoah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joyce Anima Misa Amoah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereJoyce Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Joyce Anima Misa Amoah bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri, onye na-ede ejije na onye nduzi.[1][2][3][4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ nwanyí na-ede ihe omume ejije ritere ihe nrite mmeri nke BBC.[5] Ọ rụrụ ọrụ na Kwaw Ansah's ‘Love Brewed In African Pot’ na ‘Heritage Africa, Adams Apples na onye so na nduzi "Wogbɛ Jɛkɛ” stage play.[2][6] O gosiputara dị ka Nana na The Burial of Kojo . Ọ bụ General Manager nke ụlọ ọrụ mgbasa ozi na nka, Sapphire Ghana.[7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Anima Misa Says She Has No Idea Who God Is (en-US). GhanaCelebrities.Com (2015-11-05). Retrieved on 2020-11-24.
  2. 2.0 2.1 Wogbɛ Jɛkɛ returns to National Theatre, April 15th & 16th (en-US). Proudly Ghanaian! | Enews. Retrieved on 2020-11-24.
  3. 'Wogbɛ Jɛkɛ: Our Journey' returns to National Theatre this Easter Ameyaw Debrah (en-US). Ameyaw Debrah. Retrieved on 2020-11-24.
  4. Tetteh (2014-04-26). Daily Graphic: Issue 19443 April 26, 2014 (in en). Graphic Communications Group. 
  5. Wogbɛ Jɛkɛ comes to Legon (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-11-24.
  6. Ghana (2015-11-05). Joyce Anima Misa Amoah reveals had her first boyfriend at age 15 (en-US). News Ghana. Retrieved on 2020-11-24.
  7. I've no idea who God is – Anima Misa (en). www.ghanaweb.com (2015-11-05). Retrieved on 2020-11-24.