Juanita du Plessis
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa, Namibia |
Aha ọmụmụ | Juanita Naudé |
aha enyere | Juanita |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Eprel 1972 |
Ebe ọmụmụ | Windhoek |
nwa | Franja du Plessis, Ruan Josh |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Afrikaans language, German |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
ngwa egwu | olu egwụ |
ebe e guzobere | Namibia |
ụdị | Jennifer Hudson |
Juanita du Plessis (née Naudé) bụ onye na-agụ egwu mba Afrikaans, a mụrụ n'abalị iri abụọ na isii nke ọnwa Eprel na Windhoek, Namibia . A maara ya maka egwu ya bu Ska-Rumba . Ọrụ ịbụ abụ Du Plessis malitere n'afọ1998 na abọm mbụ ya bụ Juanita . N'afọ ahụ, o ritere ihe nrite CMA (Country Music Association in Namibia) dị ka onye ọbụ abụ kachasị mma, onye na-ede egwu kachasị mma na awọd nke Association maka ihe ịga nke ọma.
Nrepu Ahịa ndekọ ya karịrị puku atọ.[1] N'afọ 2010, ọ natara ihe nrite South African Music na ngalaba Best Afrikaans DVD nke emume anuri afọ iri ya imepụta egwu kpọrọ ọkụ . DVD ahụ nwere egwu ya kachasị nwee ihe ịga nke ọma n'ime afọ iri mbụ nke ọrụ abụ ya. E tụnyere ya ugo onye kachasị ewu ewu na afọ nke asaa n'usoro na mmemme Huisgenoot's Tempo Awards na Johannesburg n'afọ 2011.[2] N'afọ 2018, o mere emume afọ iri abụọ na ụlọ ọrụ egwu, na-ewepụta abọm kachasị nke 20 Jaar - Treffers van 2008–2018 .
Albọm
[dezie | dezie ebe o si]- Young Hearts (platinum)
- Ek en Jy (Ska-rumba) (3× platinum)
- Dis waar ek wil wees (2× platinum)
- Jy is... (3 x platinum)
- Altyd Daar (3× platinum)
- Bly by my (2× platinum)
- Jou Skaduwee (2× platinum)
- Vlieg Hoog (5× platinum)
- Volmaakte Kring (3× platinum)
- Bring jou Hart, duet with Theuns Jordaan (3× platinum)
- 10 Jaar Platinum Treffers (4× platinum)
- Engel van my hart (4× platinum)[3]
- Wees Lig (3× platinum) (SA No. 1[4])
- Hart vol Drome, duet with Theuns Jordaan (Platinum)
- Jy Voltooi My (2× Platinum) (SA No. 3[5])
- Nashville (Platinum) (SA No. 15[6][7])
- Toe Staan Die Wêreld Stil (Platinum) (SA No. 7[8])
- Koningskind (Platinum) (SA No. 7[9])
- Kaalvoetkinners (Juanita du Plessis, Franja du Plessis & Ruan Josh)
- 20 Jaar – Treffers van 2008–2018
- Dis Tyd (SA No. 1)
Ọtụtụ abọm dị n'asusuAfrikaans ma a na-edebe aha ndị a n'asụsụ mbụ.
Na DVD
[dezie | dezie ebe o si]- Juanita Op haar Beste (direct, 4 × platinum)
- Altyd daar DVD (2 × platinum)
- Bring jou hart, duet with Theuns Jordaan (5× platinum)
- 10 Jaar Platinum Treffers DVD (3 × platinum)[3]
- Tydloos... Die Musiekvideo's (platinum)
- Hart vol Drome, duet na Theuns Jordaan (2 × platinum)
- Tydloos 2 (Die Musiekvideo's)
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Juanita lụrụ Herman du Plessis ma ha mụtara ụmụ atọ bụ: Ruan, Mario na Franja (abụọ ikpeazụ bụ ejima). Nwanne ya nwoke, Pieter Naudé, bụkwa onye na-eme ihe omume na South Africa. Nwa ya nwoke nke mbụ bụ Ruan bụkwa onye na-agụ egwu Afrikaans, na onye njikwa na Juanita Records. Ọ na-eme ihe nkiri nke oji aha Ruan Josh. Nanị otu nwa ya nwanyị bụ Franja bụkwa onye na-agụ egwu Afrikaans nke ọma ma rite onyinye Ghoema abụọ n'afọ 2017.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Juanita du Plessis – Music on Google Play. Google. Retrieved on 4 June 2019.
- ↑ "Juanita still most popular", Channel24. Retrieved on 30 October 2018.
- ↑ 3.0 3.1 Archived copy. Archived from the original on 21 November 2013. Retrieved on 17 November 2013.
- ↑ SA Top 20 (July 9, 2011) (Afrikaans). Recording Industry of South Africa. Archived from the original on 19 July 2011. Retrieved on 3 August 2011.
- ↑ SA Top 20 (Afrikaans). Recording Industry of South Africa. Archived from the original on 2013. Retrieved on 25 October 2019.
- ↑ SA Top 20. SABC. Archived from the original on 2014. Retrieved on 25 October 2019.
- ↑ CD: Juanita du Plessis – Jy voltooi my. huisgenoot.com. Archived from the original on 14 October 2014. Retrieved on 30 October 2018.
- ↑ SA Top 20 (Afrikaans). Recording Industry of South Africa. Archived from the original on 2000. Retrieved on 25 October 2019.
- ↑ SA Top 20. SABC. Archived from the original on 10 September 2017. Retrieved on 9 July 2019.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- https://web.archive.org/web/20150220201542/http://www.juanitaduplessis.com/ (Afrikaans)
- https://web.archive.org/web/20131121062227/http://vetseun.co.za/anarkans/bladsy/juanita.htm