Judith Peace Achan
Ọdịdị
Judith Peace Achan
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Uganda |
| aha enyere | Judith |
| aha ezinụlọ ya | Achan |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Eprel 1983 |
| Ebe ọmụmụ | Uganda |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of Parliament of Uganda |
| Mpaghara ntuli aka | Nwoya District |
| onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Judith Peace Achan (amụrụ n'abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya n'ọfịs dị ka nwanyị Member iji nọchite anya mpaghara Nwoya n'oge ntuli aka nke afo 2021 Uganda.[1][2][3]
Ọ bụ onye otu National Resistance Movement.[4]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Ógbè Nwoya
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Why Nwoya should support Acan Judith for Woman MP quest - TND News Uganda (en-GB). TND News. Archived from the original on 2021-07-27. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ administrator (2021-01-27). 2021 General Elections (en). Electoral Commission. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ Achan Judith Peace – Northern Era News (NEN) (en-US). Archived from the original on 2021-10-20. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-13.