Judy Dlamini

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Judy Dlamini
Chancellor of the University of the Witwatersrand
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
01 December 2018
Preceded byDikgang Moseneke
Personal details
Born
Nobuhle Judith Dlamini

(1959-07-06) 6 Julaị 1959 (age 64)
Westville, KwaZulu-Natal
Spouse(s)Sizwe Nxasana
Alma materUniversity of the Witwatersrand University of the Free State University of South Africa University of Natal
ProfessionBusinesswoman

Judy Dlamini (amụrụ 10 Julaị 1959) bụ nwanyị South Africa ọchụnta ego na onye ode akwụkwọ, onye bụ onye jị ọkwa Chancellor nke Mahadum Witwatersrand na onye isi oche ntọala Mbekani Group. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke bọọdụ Aspen Pharmacare Holdings site na Nọvemba 2007 ruo Disemba 2015 ebe ọ na-ejekwa ozi dị ka onye nchịkwa na-abụghị onye isi site na July 2005 ruo Disemba 2015. [1] Na 2020 akwụkwọ akụkọ Forbes kpọrọ ya otu n'ime ụmụ nwanyị iri ise kachasị ike n'Africa. [2]

Akwụkwọ ndị o dere nakwa mbiputa ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • GROW TO BE GREAT: AWESOME AFRICAN ACHIEVERS[3]
  • Equal but Different: Women Leaders' Life Stories: Overcoming Race, Gender & Social Class[4]
  • THE OTHER STORY, A Fireside chat with African Achievers[5]
  • Equal But Different: Women Leader's Life Stories, Overcoming Race, Gender and Social Class[6]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Company Overview of Imithi Investments (Pty) Ltd. Bloomberg (22 December 2018). Retrieved on 22 December 2018.
  2. Africa (2020-03-06). Africa's 50 Most Powerful Women (en-US). Forbes Africa. Retrieved on 2021-01-30.
  3. Amazon.com : Judy Dlamini (en-us).
  4. Amazon.com : Judy Dlamini (en-us).
  5. Amazon.com : Judy Dlamini (en-us).
  6. Dlamini, Judy (2016). Equal But Different: Women Leader's Life Stories, Overcoming Race, Gender and Social Class (in en). Sifiso Publishers. ISBN 978-0-620-72587-3.