Jules T. Allen
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Jules |
aha ezinụlọ ya | Allen |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Septemba 1947 |
Ebe ọmụmụ | San Francisco |
ọrụ ọ na-arụ | osee foto, onye na-ahu maka ihe nkiri |
onye were ọrụ | City University of New York |
ebe agụmakwụkwọ | California State University |
Ebe obibi | New York City, San Francisco |
webụsaịtị | http://www.julesallenphotography.com/ |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Museum of Modern Art, Smithsonian American Art Museum, Studio Museum in Harlem |
omenkà faịlụ na | Smithsonian American Art and Portrait Gallery Library |
Jules Allen (amụrụ n'ọnwa Septemba 13, afọ 1947) bụ onye na-ese foto na prọfesọ na-arụ ọrụ na Ngalaba Nka na Foto nke Queensboro Community College, Mahadum City nke New York, ebe ọ kụziri ihe ruo afọ iri abụọ.[1] A mụrụ ya na San Francisco, California.
O nwere nkwenye nke onye na-ese foto bụ Diane Arbus, onye na-ekwu, ka ihe na-esikarị n'ụzọ doro anya, ka ọ na-esikwu n'ozuzu. Onye na-ese ihe, Danny Dawson kwuru, sị, "Allen nwere anya doro anya maka ihe doro anya n'ọrụ ndụ ya niile nke na-echetara ahụmahụ ndị isi ojii nke oge a.[2] Ihe oyiyi ya na-etinye isiokwu ndị sitere na akụ na ụba nke ndụ ndị isi ojii n'ime usoro zuru ụwa ọnụ. Ha emeela ka ha na ndị nta akụkọ, ndị na-ese ihe nkiri, ndị na'egwú, ndị na na-ede egwuregwu, ndị na -ede uri, na ndị na-eme nkiri rụkọọ ọrụ.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]-
Ndị na-agagharị agagharị 2006
-
Ndị na-agagharị agagharị 2006
-
Ndị na-agagharị agagharị 2006
-
Africa Series 2005
-
Africa Series 2005
-
Usoro Rhythmology 2007
-
Usoro Rhythmology 2008 -->
-
Usoro Rhythmology 2008
- ↑ (1980) The Black photographers annual, 88–.
- ↑ Jules T. Allen. Prezi. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2015-10-07.