Julian Perry Robinson
Julian Perry Robinson (N'ụbọchị 11 Nọvemba 1941 ruo n'ụbọchị 22 Eprel 2020) bụ onye Britain na-ahụ maka ọgwụ na onye na-eme nchọpụta udo.[1][2][3]
A mụrụ ya na Jerusalem, Perry Robinson gụrụ akwụkwọ na Canford School, wee gaa Merton College, Oxford n'afọ 1960 iji gụọ Chemistry; ọ nwetara akara ugo mmụta nke abụọ n'afọ 1964.[4][5] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum, ọ nọrọ afọ anọ na-amụ iwu patent nke mba na nke mba ụwa na ụlọ ọrụ Chartered Patent Agents nke dị na London.[6][7]
O nwere nhọpụta nyocha na Mahadum Free nke Berlin, Mahadum Harvard na Mahadim Sussex.[2]
Ọ bụ onye ndụmọdụ na World Health Organization, United Nations, International Committee of the Red Cross na United Nations Environment Programme.[2]
Ọ bụ onye ọrụ na Stockholm International Peace Research Institute site n'afọ 1968 ruo afọ 1971.[2] Mgbe ọ nọ ebe ahụ, ọ bụ onye isi nyere aka na ọmụmụ nke isii The Problem of Chemical and Biological Warfare .[2]
Ọ bụkwa onye na-akwado Pugwash Study Group on Implementation of the Chemical and Biological Weapons Conventions, onye na-eduzi Harvard Sussex Program on Chemical andBiological Weapons, nke bipụtara CBW Conventions Bulletin.[2]
- Ndepụta nke ndị na-eme udo
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Julian Perry Robinson, top chemical and biological arms control expert, dies of coronavirus", Bulletin of the Atomic Scientists, 30 April 2020. Retrieved on 1 May 2020.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 2.5 Hart (24 April 2020). In Memoriam—Professor Julian Perry Robinson (1941–2020). Middlebury Institute of International Studies at Monterey. Retrieved on 28 April 2020. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "middlebury-in-memoriam-professor-julian-perry-robinson-1941-2020" defined multiple times with different content - ↑ Former SIPRI Researcher Julian Perry Robinson—in memoriam. Stockholm International Peace Research Institute (24 April 2020). Retrieved on 28 April 2020.
- ↑ (1964) in Levens: Merton College Register 1900-1964. Oxford: Basil Blackwell.
- ↑ "Professor Julian Perry Robinson obituary", The Times. Retrieved on 21 January 2021.
- ↑ Guthrie. "Julian Perry Robinson obituary", The Guardian, 8 May 2020. Retrieved on 21 January 2021.
- ↑ McLeish (28 May 2020). "Julian Perry Robinson (1941–2020)". Nature 581.