Jumoke Akindele

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jumoke Akindele
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ondo Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiSpeaker of the Ondo State House of Assembly Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Jumoke Akindele  bụ onye ọkàiwu Naijiria Ondo State House 'lawyer na-na-akwado ị bụ onye ikwu okwu nke Ondo State 'Speaker of the Ondo State House of Assembly'.[1]

Mbido Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Okitipupa, obodo di n' Ondo State n'ebe ndịda anyanwụ na Naijiria.[2] O nwetara agụmakwụkwọ ya na St. John's Primary School na Okitipupa tupu ya agaa ụlọ akwụkwọ Secondary nke St. Louis, Ondo ebe ọ nwetara akwụkwọ agụmakwụkwọ West Africa n'Afọ 1981. [3] O nwetara akara ugo mmụta bachelor na Iwu 'Law' n' Obafemi Awolowo University, Ile Ife ma mee iwu ruo afọ ole na ole tupu ya etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na 2006.[4]

Ọrụ ya dika onye dọrọ ndọrọ ọchichi [dezie | dezie ebe o si]

N'April 2007, ọ dọrọ ndọrọ ndọrọ dika onye ga-anọchite anya Okitipupa konstituency II kama o nwetaghị mmeri.[5] Ọ dọgharịrị ọzọ n'April 11, 2011, ebe aghọpụtara ya dika otu onye Ondo State House of Assembly, ebe ochiri dika onye isi oche nke 'House Committee on Education' tupu aghọpụta dika  'Speaker of the Assembly'.[6] Na May 27, 2015, a họpụtara ya dika onye isi oche nke Mgbakọ ozugbo onye isi Samuel Adesina nwụrụ[7] Jumoke Akindele bụ Nwanyi mbụ bụ onye isi okwu nke ala a.[8]

Ṅrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kayode Alfred. Jumoke Akindele calls the shots in Ondo Assembly. The Nation.
  2. Leadership Newspaper (27 May 2014). Ondo House Of Assembly Elects First Female Speaker. Nigerian News from Leadership News.
  3. Politics changed my style – Jumoke Akindele. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2014-12-21.
  4. naijamayor. Jumoke Akindele Emerges First Female Speaker Of Ondo House of Assembly. NIGERIA ENTERTAINMENT. Archived from the original on 2015-11-19.
  5. Jumoke Akindele Emerges First Female Speaker Of Ondo House of Assembly. Naij.com. Retrieved on 21 April 2015.
  6. Ondo Assembly Elects First Female Speaker, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 2015-04-22. Retrieved on 2018-09-13.
  7. Yinka Oladoyinbo. As ondo assembly gets first female speaker. tribune.com.ng.
  8. Ondo: Speaker’s Election Settles Row over Mimiko’s Deputy, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 2015-04-22. Retrieved on 2018-09-13.