Gaa na ọdịnaya

Junior Torunarigha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Junior Torunarigha
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria, Jémanị Dezie
Obodo maka egwuregwuJémanị Dezie
Aha enyereJunior Dezie
Aha ezinụlọ yaTorunarigha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Eprel 1990 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
ŃnàOjokojo Torunarigha Dezie
NwanneJordan Torunarigha Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi3. Liga Dezie

Junior Torunarigha (amuru 18 Eprel 1990) bu onye okacha amara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria na-egwu egwu n'ihu.

Amụrụ na Ibadan, Torunarigha agbagoro maka SV Fortuna Furth Glösa, Chemnitzer FC, Hertha BSC, Rot-Weiß Oberhausen, TSG Neustrelitz, Carl Zeiss Jena, ZFC Meuselwitz, FC Amberg na Fortuna Sittard.

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

O nwekwara nwa amaala Germany.[1]

Nna ya, Ojokojo, bụ onye bụbu onye na-agba bọl na-egwuri egwu maka ọtụtụ klọb na Germany, ebe nwanne ya nwoke nke obere bụ Jordan bụkwa onye egwuregwu.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Stephan Landgraf (28 July 2015). FC Amberg verpflichtet Junior Torunarigha (German). FuPa. Retrieved on 11 February 2017.