Kaduna South
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Kaduna Steeti |
| Nhazi ọnọdụ | 10°27′53″N 7°25′5″E, 10°28′5″N 7°25′16″E, 10°27′47″N 7°24′50″E |
| Ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Kaduna South local government |
| Executive òtù | supervisory councillors of Kaduna South local government |
| Òtù omebe iwu | Kaduna South legislative council |

Kaduna South bụ ọchịchị ime obodo dị na Kaduna Central Kaduna Steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya bụ obodo Makera. Ngalaba ndị ọzọ bụ Barnawa, Tudun wada, Television, Kakuri, Unguwar Muazu, Kabala West, Sabon Gari, Badikko, Unguwar Sanusi na Kurmin Mashi. Ọ nwere mpaghara iri anọ na isii mara km2 abuo . [1] Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ. [2]
Oké
[dezie | dezie ebe o si]Mpaghara ọchịchị Kaduna South nwere oke na mpaghara ọchịchị ime obodo atọ, ha bu: ebe ugwu ọchịchị ime Obodo Kaduna, ebe ndịda anyanwụ ọchịchị ime Obodo chikun na ebe ugwu ọdịda anyanwụ ọchịchị ime obodo Igabi n'otu n'otu. [3] [4]
Nkewa nchịkwa
[dezie | dezie ebe o si]Mpaghara okpuru ọchịchị ime obodo ndịda anyanwụ Kaduna nwere ngalaba iri na atọ (nkewa nhazi nke abụọ), ha bụ: [5]
- Badiko
- Barnawa
- Kakuri Gwari
- Kakuri Hausa
- Makera
- Sabon Gari North
- Sabon Gari South
- Igwe onyonyo
- Tudun Nupawa
- Tudun Wada North
- Tudun Wada South
- Tudun Wada West
- Unguwan Sanusi
Ọnụọgụ igwe mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ nwere mpaghara 46.2 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ puku narị anọ na abụọ,narị asaa na irí atọ na otu na ngụkọ nke afọ 2006. [1]
Ndị mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]Mpaghara ahụ nwere ọnụ ọgụgụ agwakotara ọnụ mejupụtara agbụrụ Naijiria dị iche iche nke gụnyere: Adara, Atyap, Bajju, Gbagyi, Ham, Hausa, Idoma, Igala, Igbo na Yoruba, nakwa ímérímé ndị ọzọ na-eme okpukpe dị iche iche.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Kaduna
- Ndịda Kaduna
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Kaduna State of Nigeria". City Population. Retrieved September 26, 2020.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Latest violence in Southern Kaduna Longest on record - Report". Premium Times Nigeria. February 12, 2017. Retrieved August 1, 2020.
- ↑ "Kaduna-State-Political-Map". VON. Retrieved August 7, 2020.
- ↑ "Kaduna South, Kaduna State, Nigeria". Retrieved September 25, 2020.