Kafui Danku

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kafui Danku
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoKafui Danku Dezie
Aha enyereKafui Dezie
aha ezinụlọ yaDanku Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Ọgọọst 1982 Dezie
Ebe ọmụmụHo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ewe Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of cape coast, OLA Girls Senior High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
Ọrụ ama ama4 Play, I Do, Alvina, Thunder and Lightning Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards Dezie

Kafui Danku bụ onye Ghana na- eme ihe nkiri na onye na- emepụta ihe nkiri, nke a kacha mara maka ọrụ ya na fim dịka Any other Monday Alvina: Thunder and Lightning, I Do, na <i id="mwDg">4Play</i> . [1] [2] [3] [4] Ọ bụkwa ya dere akwụkwọ bụ Silence Is Not Golden [5]

Danku gara ụlọ akwụkwọ Ola Girls Schools na mpaghara Volta nke Ghana, wee gaa n'ihu na agụmagu akwụkwọ na Mahadum Cape Coast na Central Region nke Ghana . [3] Ọ lụrụ nwoke Canada . [6] [7] Di na nwunye ahụ nwere ụmụ abụọ, otu n'ime ha bụ Baby Lorde. [8]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Actress Kafui Danku has given birth. www.ghanaweb.com. Retrieved on 13 June 2018.
  2. Trailer: Kafui Danku to premiere 'Any Other Monday' on March 4. www.ghanaweb.com. Retrieved on 13 June 2018.
  3. 3.0 3.1 Mawuli. Kafui Danku: Actress And Producer Says, Romantic Roles In Movies Do Not Affect Her Marriage Life. Retrieved on 13 June 2018.
  4. Kafui Danku (en). IMDb. Retrieved on 2018-12-14.
  5. Kafui Danku launches 'Silence Is Not Golden' book; urges women to speak out. www.ghanaweb.com. Retrieved on 13 June 2018.
  6. Arthur. Just A Number !!! Marriages with old men are the best - Kafui Danku. Retrieved on 13 June 2018.
  7. GOSSIP: Actress Kafui Danku & White Husband Are Splitting? - We've Just Spoken to Her About This... - Ghanacelebrities.com (26 June 2016). Retrieved on 13 June 2018.
  8. https://www.myjoyonline.com/entertainment/2017/november-1st/video-baby-lordes-first-birthday-is-a-major-milestone-kafui-danku.php