Kamal Bani Hani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Kamal Bani Hani
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịJọdan Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Disemba 1958 Dezie
Ebe ọmụmụIrbid Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Leeds, University of Baghdad Dezie

Kamal bani hani bụ dọkịta na-awa ahụ na eriri afọ na onye bụbu onye isi oche nke Mahadum Hashemite, na onye bụ onye isi nke ngalaba ọgwụ na Mahadum hashemite. Ọ bụkwa onye isi ngalaba ọgwụ na Mahadum Sayensị na Teknụzụ nke Jọdan site na Septemba 2008 ruo Ọktoba 2010. [1]

Ikike[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ọgwụ nke Baghdad na Iraq na 1984. Na 1992 ọ gụsịrị akwụkwọ na Royal College of Physicians & Surgeons nke Glasgow na United Kingdom na 2002 o nyere nzere doctoral na Mahadum Leeds . [2]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • [3]Scopus si Elsevier award iji kwanyere onyinye ya na sayensị ùgwù n'ọnwa Eprel afọ 2009.
  • Marqui[3] Who's Who na 2009 na ọgwụ na nlekọta ahụike.
  • 2018 Golisano Health Leadership Award.[4][5]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]