Kamo language
Ọdịdị
Kamo language
obere ụdị nke | Asụsụ Tula-Waja |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
ụmụ amaala ka | Federal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Gombe, Billiri, Kaltungo, Akko |
usoro ederede | Latin script |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous |
Kamo (Ma, Nyii Ma) bụ otu n'ime asụsụ nke Savanna dị na obodo Gombe Steeti, na ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. Na mbụ ndị na asụ asụsụ a bibu na Kamo Hill, mana a gbahapụrụ ya ka ndị na asụsụ a ji nwayọọ nwayọọ gbadaa na ndida n'oge narị afọ nke iri abụọ (20).[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kleinewillinghöfer, Ulrich. 2014. The languages of the Tula – Waja Group. Adamawa Languages Project.
Kamo language
obere ụdị nke | Asụsụ Tula-Waja |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
ụmụ amaala ka | Federal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Gombe, Billiri, Kaltungo, Akko |
usoro ederede | Latin script |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous |