Karabo Dhlamini
Ọdịdị
Karabo Dhlamini
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa, South Africa |
| Obodo maka egwuregwu | South Africa, South Africa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Septemba 2001 |
| Ebe ọmụmụ | Johannesburg |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Ebe agụmakwụkwọ | Oakland University |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Mamelodi Sundowns F.C., South Africa women's national under-17 football team, South Africa women's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Nọmba egwuregwu | 25 |
| So na | 2019 FIFA Women's World Cup |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | SAFA Women's League |
Karabo Dhlamini (a mụrụ n'abalị iri na asatọ n'ọnwa Septemba n'afọ 2001) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara Mamelodi Sundowns FC na ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Dhlamini nọchitere anya South Africa na 2018 FIFA U-17 Women's World Cup . O gbara egwuregwu ogo sịnịọ mbụ ya N'abalị iri na iteghete nke ọnwa Jenụwarị 2019 na mmeri enyi na enyi 1–2 nye ndị Netherlands.