Karabo Poppy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Karabo Poppy
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1993 Dezie
Ebe ọmụmụVereeniging Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụillustrator, street artist, designer Dezie
onye were ọrụWikipedia, Berkeley Art Museum and Pacific Film Archive, Nike, Google, University of California, Berkeley Dezie

Karabo Poppy Moletsane (amụrụ n'afọ 1992) bụ ónyé na-ese ihe osise na South Africa, ónyé na-emepụta ihe osise, na ónyé na-eme ihe nkiri n'okporo ámá.[1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Poppy na Vereeniging. Ọ gụrụ akwụkwọ nà Open Window Institute nà Pretoria mà nwee nzèrè na Visual Communication .[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Poppy arụwo ọrụ màkà Wall Street Journal, Google, Coca-Cola, na Nike, gụnyere imepụta akpụkpọ ụkwụ LeBron James na-eyi.[3] O mepụtara ihe osise màkà usoro Afrịka mbụ na Netflix, Queen Sono, na When They See Us. Ya na RICH MNISI rụkọtara ọrụ na nchịkọta uwe unisex, nke a na-akpọ Running Errands, na 2020.[4][5][6] A na-etinye mural Utah Jazz ya na Salt Lake City, Utah.

N'afọ 2021, Wikipedia nyèrè ya ọrụ, ya na Jasmina El Bouamraoui, ịmepụta akara otu narị na otu màkà ncheta afọ irí abụọ nké Wikipedia.[7]

A na-egosipụta ihe osise ya dị ka ihe owuwu ọbọdọ gafee Johannesburg, ma gosipụta na Times Square, na vidiyo egwu, na Soweto Towers.[8]

Ihe nrite ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

E depụtara ya na ndepụta Forbes n'okpuru irí àtó n'ime ndị na-emepụta ihe na 2019.[9] Ihe osise ya nkè 2019 màkà Nike meriri BASA Beyond Border Partnership Award. N'afọ 2020, a kpọrọ ya Ónyé Okike nke Afọ site n'etiti 10 na 5.[8]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "'Find something unique about yourself and build that'", BBC News. Retrieved on 2021-02-24. (in en-GB)
  2. How Karabo Poppy Moletsane is permeating the real African aesthetic worldwide (en). www.itsnicethat.com. Retrieved on 2021-02-24.
  3. Michelle Cohan. Illustrator Karabo Poppy's take on sneaker culture celebrates African design (en). CNN. Retrieved on 2021-02-24.
  4. Kabwe (2020-03-06). Karabo Poppy Teams Up with Netflix & Strong Black Lead for New 'Queen Sono' Illustration (en-ZA). Between 10 and 5. Archived from the original on 2021-01-25. Retrieved on 2021-02-24.
  5. Rich Mnisi X Karabo Poppy Capsule Collection: Running Errands (en-US). Visi (2020-07-22). Retrieved on 2021-02-24.
  6. Multi Award-winning Illustrator Karabo Poppy Moletsane Collaborates With Nike. WaAfrika Online. Retrieved on 2021-02-24.
  7. Karabo Poppy Moletsane and Jasmina El Bouamraoui create a suite of customisable symbols for Wiki’s 20th birthday (en). www.itsnicethat.com. Retrieved on 2021-02-24.
  8. 8.0 8.1 The One Club / ADC Annual Awards - Archive of Past Winners (en). www.oneclub.org. Retrieved on 2021-02-24.
  9. Mwendera (2019-07-01). #30Under30: Creatives Category 2019 (en-US). Forbes Africa. Retrieved on 2021-02-24.