Katonda (akụkọ ifo)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Katonda (akụkọ ifo)

Katonda bụ aha a na-eji akọwa chi kachasị elu na okpukpe ọdịnala nke ndị Baganda, ndị n'ozuzu ha bi na Uganda nke oge a.[1] A na-ewere Katonda dịka nna na onye ndú nke pantheon Baganda, nke a maara n'ozuzu ya dịka balubaale (sing. lubaale).[2][3]

Ngosịpụta[dezie | dezie ebe o si]

Dịka ọtụtụ Nnukwu chị Afrịka ndị ọzọ, E weeere Katonda ka chị bịtere aka nke bi n'anyanwụ -nke nọchitere eluigwe- ọ naghị enwecha ikike imetụtta ụwa. Kama, a na-enwe mmetụta ike ya site na omume nke balubaale.[1] N'agbanyeghị etinyela aka ya n'ihe gbasara ụwa, Katonda na-apụta ihe n'ụwa ọzọ ma na-ekpe ụmụ mmadụ ikpe..[4]

Ihe ọgụgụ ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • [Ihe e dere n'ala ala peeji] Ihe edeturu na Omenala nke Baganda. The Journal of the Anthropological Institute of Great Britain and Ireland, 31, 117-130. doi:10.2307/2842788

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Lynch (2010). African Mythology, A to Z (in en). Infobase Publishing. ISBN 978-1-4381-3133-7. 
  2. Lugira (2009). African Traditional Religion (in en). Infobase Publishing. ISBN 978-1-4381-2047-8. 
  3. Asante (2008-11-26). Encyclopedia of African Religion (in en). SAGE Publications. ISBN 978-1-5063-1786-1. 
  4. Katonda (en). Oxford Reference. Retrieved on 2021-03-29.