Kayode Ajulo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Olukayode Ajulo
Born1974
Alma materUniversity of Jos
OccupationLawyer, arbitrator, lecturer, and civil rights activist
WebsiteÀtụ:Url
Kayode Ajulo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, onye na-akwado ikike mmadụ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos, Ụlọ Akwụkwọ Iwu Nigeria Dezie

Olukayode "Kayode" Ajulo bụ onye ọkaiwu Naijiria, onye na-ekpe ikpe na onye na-akwado ikike obodo. Ọ bụ onye otu nke Chartered Institute of Arbitrators.[1] Ọ bụ Diocesan Registrar of the Anglican Communion, Church of Nigeria.[2]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ajulo na Christiana Monisola O. Ajulo .[3] O nwetara nzere bachelọ na Iwu na Mahadum Jos n'afọ 1999.[2] N'afọ 2001, ógè ọ gụsịrị akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ iwu Naịjirịa n'afọ 2000, a kpọrọ ya na Nigerian Bar. O nwetara nzere masta nke iwu n'afọ 2006 na Mahadum Jos .[4][5]

Ajulo bu onye nkuzi na Adekunle Ajasin University, Akungba-Akoko, Ondo State na Egalitarian Basic Studies Institute, Kumasi, Ghana. N'afọ 2013, Gọvanọ nke Ondo Steeti họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke ụlọ ọrụ Radiovision Corporation.[6]

Ajulo bụ nwa akwụkwọ PhD na School of Law na Middlesex University London .[7]

Ọrụ ọha na eze[dezie | dezie ebe o si]

Ajulo bụ onye na-azọ ọkwa onye otu Labour Party maka oche sineti FCT nke emere n'ubochí itoolu n'ọnwa Eprel 2011.[8][9]

N'ụbọchị nke asaa n'ọnwa Eprel afọ 2011, a kọrọ na ndị ikom bu ngwá agha tọọrọ Ajulo.[10][11] Nke a mere ka ndị ọrụ Abuja nke ndị Nigeria Labour Congress na-edu kwụsị ntuli aka ahụ. N'okwu nke ndị isi nke Nigeria Labour Congress (NLC) Abuja council, a gwara ndị ọrụ niile na ndị mmekọ n'ókèala ahụ ka ha kwụsị ntuli aka nke Nzukọ mba awa iri na isii tupu ntuli aka na mba ahụ n'ihi ịtọrọ Kayode Ajulo.[12]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ajulo lụrụ di ihe karịrị afọ iri abụọ.[13]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Elevation For Kayode Ajulo.
  2. 2.0 2.1 Olukayode Abraham AJULO | Middlesex University London. www.mdx.ac.uk. Retrieved on 2022-03-03.
  3. POPULAR ABUJA LAWYER, KAYODE AJULO CELEBRATES MOM AT 84. Paulukpabio.
  4. Kayode Ajulo (en-GB). SING Nigeria. Archived from the original on 2022-11-10. Retrieved on 2021-07-04.
  5. Olukayode Abraham AJULO | Middlesex University London. www.mdx.ac.uk. Retrieved on 2021-07-04.
  6. Kayode Ajulo stays true to his dreams (en-US). The Sun Nigeria (2020-06-27). Retrieved on 2021-07-04.
  7. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  8. Labour Party National Secretary, Kayode Ajulo resigns. dailypost.ng.
  9. Political parties disagree over de-registration by INEC. Vanguard News (19 August 2011).
  10. (February 2012) Ibadan Journal of Peace and Development (in en). Peace and Conflict Studies Programme, Institute of African Studies, University of Ibadan. 
  11. Nigeria: Gunmen Kidnap LP FCT Senatorial Candidate. \Daily Independent (Lagos) (April 7, 2011).
  12. King (2011-04-07). Nigeria: Gunmen Kidnap LP FCT Senatorial Candidate. All Africa. Retrieved on 2021-07-04.
  13. My marriage…with Kayode Ajulo. Punchng.com. Punch.