Gaa na ọdịnaya

Keamogetse Kenosi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Keamogetse Kenosi
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịBotswana Dezie
Obodo maka egwuregwuBotswana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Jenụwarị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụFrancistown Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Tswana language Dezie
Ọrụ ọ na-arụboxer Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
Ụdị egwuregwuboxing Dezie
So naboxing at the 2020 Summer Olympics – women's featherweight Dezie

 

Keamogetse Sadie Kenosi (amụrụ na 17 Jenụwarị na afo 1997) bụ onye na-akụ ọkpọ na Botswana.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na afọ 2020 Summer Olympics.[2] Karriss Artingstall nke Great Britain meriri ya na agba nke mbụ. Na mbụ ọ bụ onye na-egwu netball, Kenosi malitere ịkụ ọkpọ na afọ 2015. O sonyere na afọ 2019 World Championships wee merie ọla edo na afọ 2019 African Games.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Keamogetse Kenosi. Olympedia. Retrieved on 24 July 2021.
  2. Boxing: Women's Feather (54-57kg). Tokyo 2020. Archived from the original on 22 July 2021. Retrieved on 24 July 2021.

    Njikọ mpụga

    [dezie | dezie ebe o si]
    • Keamogetse Kenosi at Olympedia