Kelechi Iheanacho (footballer, born 1981)
Ọdịdị
Kelechi Iheanacho
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Kelechi |
| Aha ezinụlọ ya | Iheanacho |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Julaị 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Abá |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Kelechi Zeal Iheanacho (bu onye amụrụ na 12 Julaị 1981) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa. Ọ nọrọkarị ọrụ ya na Poland ebe ọ na-arụkwa ọrụ na Nigeria na Hungary.
Nsọpụrụ na Nkwanye ugwu
[dezie | dezie ebe o si]Klọb
[dezie | dezie ebe o si]Wisła Kraków
- Ekstraklasa: 2001, 2004, 2005.
- Polish Liga Cup: 2001
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Kelechi Iheanacho at 90minut.pl (in Polish)
- Kelechi Iheanacho at WorldFootball.net
- Kelechi Iheanacho at FootballDatabase.eu