Gaa na ọdịnaya

Kelwyn Sole

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kelwyn Sole
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1951 Dezie
Ebe ọmụmụJohannesburg Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri Dezie
Onye were ọrụUniversity of Cape Town Dezie
Ebe agụmakwụkwọSOAS, University of London, University of the Witwatersrand Dezie

 

Kelwyn Sole (amụrụ ya n'afọ 1951) bụkwa onye na-ede uri na agụmakwụkwọ na South Afrika.

Sole gụsịrị akwụkwọ ya na nsọpụrụ na Bekee n’imeMahadum nke Witwatersrand ma na-esote nke ahụ, Mahadum London nke East and African Studies nyere ya nzere MA.