Kennedy Okonkwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kennedy Okonkwo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1977 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Kennedy Okonkwo // (na-ege ntị)( amụr na abalị iri na abuọ, n'ime ọnwa iri, na afọ otu puku, nari iteolu na iri asaa na asaa )(1977) bụ onye ọchụnta ego Naijiria, onye ọrụ ebere, na onye ọch'ụnta ego na-ahụ maka ụlọ.[1] Ọ bụ onye guzobere na onye isi oche nke Nedcomoaks Limited.[2][3]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Kennedy si Ojoto, Anambra State.[4] A mụrụ Kennedy ma zụlitekwa ya na Lagos, Naịjirịa, ebe ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị.[5] Kennedy gara Mahadum Ibadan, ebe ọ nwetara nzere bachelọ nke sayensị (BSc) na Psychology na Mahadum Lagos State, ebe ọ natara nzere ukwu ogo na Business Administration.[6]

Ọru na Inye nkwado[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2007, Kennedy guzobere Nedcomoaks Limited, ụlọ ọrụ Ezigbo ala na ụlọ. Ọ bụ onye guzobere Kennedy Okonkwo Mmemme maka Nka na ụzụ Ndị ochụ nta-ego.[7][8] Kennedy bụ onye na-akwado iko Oba nke obodo Eti Osa.[9]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Kennedy lụrụ nwunye aha ya bụ Ichechi Okonkwo.[10] Ya na nwunye ya na ụmụ ya bi na Lagos, Naịjirịa.

Onyinye na mmata[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe oyiyi nke Udo akara ngosi na Afọ 2019[11]
  • African Achievers Award - Ịdị mma na Ụlọ ọrụ na Azụmahịa Ihe ọhụrụ 2019
  • Onye ọchụnta ego nke Afọ - Onyinye Ndị Ọchụnta ego Naịjirịa 2018[12][13]
  • Onye Ezi Agwa Azụmaahịa nke Afrịka na Afọ 2017

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Real Estate Mogul, Okonkwo, Launches Empowerment Programme for Budding Entrepreneurs. This Day Live. Retrieved on 29 April 2020.
  2. Here's what Nigeria needs to do to address its housing challenge. BusinessDay Nigeria (29 October 2019). Retrieved on 18 May 2020.
  3. Nedcomoaks' Kennedy Okonkwo on how Nigeria should address its housing challenge. CNBC Africa (6 June 2019). Archived from the original on 29 June 2019. Retrieved on 18 May 2020.
  4. Kennedy Okonkwo takes Unity Carnival to Anambra. The Nation Online Nigeria (10 January 2019). Retrieved on 29 April 2020.
  5. Kumolu (10 October 2018). OKONKWO: From missed N18m deal to multi-million naira empire. Vanguard Nigeria. Retrieved on 31 May 2020.
  6. How I became successful at 39 - Onyekachi Okonkwo, MD/CEO Nedcom Oaks. The Nigerian Voice. Retrieved on 29 April 2020.
  7. KOPETECH empowers, provides grant to innovative youths. The Sun Nigeria (29 November 2019). Retrieved on 29 April 2020.
  8. John Salau (21 October 2019). KOPE to leverage mentorship in deepening Nigeria's tech start-up space. BusinessDay Newspaper. Retrieved on 31 May 2020.
  9. Property Merchant, Kennedy Okonkwo Takes Another Step. Independent Newspaper Nigeria. Retrieved on 29 April 2020.
  10. Why I Brought My Wife Into Real Estate Business - Property Mogul, Dr. Kennedy Okonkwo Reveals. City People Magazine (30 September 2019). Retrieved on 29 April 2020.
  11. Peace legend awards 2019 Lagos edition holds. Vanguard Nigeria (5 December 2019). Retrieved on 29 April 2020.
  12. Nigerian Entrepreneurs Award 2018: Dr. Kennedy Okonkwo Emerges Entrepreneur Of The Year. Brandspurng (19 November 2018). Retrieved on 29 April 2020.
  13. Nigeria Entrepreneurs Award 2018: Dr. Kennedy Okonkwo Emerges Entrepreneur of the Year. Brand Arena. Retrieved on 31 May 2020.