Kennedy Osei
Ọdịdị
Kennedy Osei
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
aha enyere | Kennedy ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Ọktoba 1966 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
so na | 1992 Summer Olympics ![]() |
Kennedy Osei (amụrụ na 21 Ọktoba na afọ 1966) bụ onye Ghana na-agba ọsọ n'etiti etiti nke lara ezumike nká nke bụ ọkachamara na mita 800.
O meriri ọla nchara na 1991 All-Africa Games.[1] O mekwara asọmupi na World Championships na afọ 1993 na afọ1997 yana World Indoor Championships na 1993, na-eru na ọkara ikpeazụ n'oge ọ bụla.
- 800 mita - 1:45.13 nkeji (1994) - ihe ndekọ mba.
- 1500 mita - 3:47.10 nkeji (1993) - ndekọ mba bụ 3:46.62 nkeji.
- ↑ All-Africa Games - GBR Athletics