Kenneth Okonkwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kenneth Okonkwo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereKenneth Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Novemba 1968 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọỤlọ Akwụkwọ Iwu Nigeria Dezie

Kenneth Okonkwo (amụrụ ya na ụbọchị nke isii na Nọvemba, n'afọ 1968) bụ onye Nigeria, na-eme ihe nkiri amara maka ọrụ ya na nkiri Living in Bondage dị ka Andy nwa Okeke

Mbido ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Okonkwo na Nsukka Enugu State .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2013, ọ meriri nturu ugo nke African Movie Academy Award na ngosiputa puru iche nke enyere ndi kwubara ihe nkiri nke Nollywood.[1] Na afọ 2015, ndị nhazi City People Entertainment Awards nyere ya ihe nrịba ama pụrụ iche maka ntinye aka ya na uto ntụrụndụ na Nigeria. [2] [3] [4] [5] [6] [7] [8] [9] [10]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • 9th Africa Movie Academy Awards

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]