Kevin Menicoche

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kevin Menicoche
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKánada Dezie
Aha enyereKevin Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Ọktoba 1961 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Toronto Dezie
Kevin Menicoche
Member of the Legislative Assembly of the Northwest Territories
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byJim Antoine
Succeeded byShane Thompson
ConstituencyNahendeh
Personal details
Political partyIndependent

Kevin A. Menicoche (amụrụ n'October 7, afọ 1961) bụ onye bụbu onye omeiwu na onye bụbu minista na Northwest Territories, Obodo Canada, onye nọchitere anya Nahendeh site na afọ 2003 ruo na afọ 2015.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Menicoche gbara ọsọ maka oche na ntuli aka nke afọ 2003 Northwest Territories ma merie ndị ọzọ asaa na 34% nke votu iji merie mpaghara ntuli aka Nahendeh. A họpụtara Menicoche na Executive Council n'ọnwa Ọktoba afọ 2006 ma jee ozi dị ka Minista na-ahụ maka njem na Minista na'ahụ maka ọrụ ọha na eze.[1]

A họpụtara ya ọzọ na ntuli aka nke afọ 2007 Northwest Territories, ọ bụkwa onye otu oge niile.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]