Jump to content

Khadija Ryadi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Khadija Ryadi
President of AMDH
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byAbdelhamid Amin
Personal details
Born1960
Taroudant
Political partyDemocratic way
ResidenceRabat
Alma materNational Institute of Statistics and Applied Economics (Rabat)
OccupationHuman rights activists
ProfessionFinancial auditor

Khadija Ryadi (Arabic; amụrụ n'afọ 1960) [1] bụ onye Moroccan Human Rights, onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị na onye bụbu onye isi oche nke Moroccan Association for Human Rights (AMDH). [2][3] N'ọnwa Disemba afọ 2013, ọ meriri ihe nrite nke United Nations na ngalaba nke ikike mmadụ.

Ryadi gụsịrị akwụkwọ dị ka onye injinia ọnụ ọgụgụ ma rụọ ọrụ na Ministry of Economy and Finance . [3] Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Annahj Addimocrati. [4]

  • Ali Lmrabet
  • Aboubakr Jamaica
  • Abdellatif Zeroual
  • Ali Anouzla

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. M'Hamed Hamrouch(8 Mee 2007). "Une femme a la tete de l'AMDH". Aujourd'hui le Maroc. Eweputara 8 Decemba 2013.
  2. "Ahmed el Haij, nouveau president de l'AMDH". Wetara site na nke izizi na 2014-02-01. Eweputara 2014-10-21.
  3. "Nouvelle presidente de l'Association marocaine des droits de l'homme". Jeune Afrique. 15 Mee 2007. Eweputara 8 Decemba 2013.
  4. "Et de deux !". Maroc hebdo. 11 Mee 2007. Eweputara 8 Decemba 2013.
  1. M'Hamed Hamrouch. "Une femme à la tête de l'AMDH", Aujourd'hui le Maroc, 8 May 2007. Retrieved on 8 December 2013.
  2. Ahmed el Haij, nouveau président de l'AMDH. Archived from the original on 2014-02-01. Retrieved on 2014-01-21.
  3. 3.0 3.1 "Nouvelle présidente de l'Association marocaine des droits de l'homme", Jeune Afrique, 15 May 2007. Retrieved on 8 December 2013. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "jaf" defined multiple times with different content
  4. "Et de deux !", Maroc hebdo, 11 May 2007. Retrieved on 8 December 2013.