Gaa na ọdịnaya

Khadija Salum Ally Al-Qassmy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Khadija Salum Ally Al-Qassmy
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịTanzania Dezie
Aha enyereKhadija Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Eprel 1958 Dezie
Asụsụ obodoSwahili Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Swahili Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly of Tanzania Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịCUF Dezie

Khadija Salum Ally Al-Qassmy (Amụrụ n'ọnwa April 5, 1958) bụ onye omeiwu na National Assembly of Tanzania . Ọ bụ onye otu Civic United Front. Site n'afọ 1978 ruo afọ 1990 ọ bụ onye nkuzi na Ministry of Education nke Zanzibar. Ewezuga ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya, ọ bụ nwanyị ọchụnta ego na-arụ ọrụ n'onwe ya kemgbe afọ 1991.

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]