Khaligraph Jones
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kenya |
aha enyere | Brian, Ouko |
aha ezinụlọ ya | Jones |
aha pseudonym | Khaligraph Jones |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1990 |
Ebe ọmụmụ | Mbooni |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Swahili, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | rapper |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2013 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Brian Ouko Omollo, (a mụrụ n'ụbọchị nke 12 n'ọnwa Juun n'afọ 1990) nke a maara nke ọma site na aha ya bụ Khaligraph Jones ma na-akpọkarị ya Papa Jones, bụ onye Kenya na-eti egwu nke a maara maka egwu ya "Mazishi" na "Yego".[1][2][3]O weputara abọm izizi ya zuru oke nke akpọrọ Testimony 1990 n'ọnwa Juun n'afọ 2018.[4]
Mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Jones ma zụlite ya na Kayole, agbata obi dị na Nairobi, Kenya.[5][6]
Nne ya nyere ya aha Ouko Robert iji kwanyere onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya nwụrụ anwụ bụ Dr. Robert Ouko, onye e gburu na ụbọchị 13 n'ọnwa Febụwarị nke afọ 1990.[7][8]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Khaligraph malitere ọrụ egwu ya mgbe ọ ka nọ n'ụlọ akwụkwọ elementịrị. Ọ malitere ọrụ ya nke ọma n'afọ 2008 na ọrụ a na-akpọ "Words And Pictures".[9]
O meriri Channel O Music Video Awards Emcee Afrịka n'afọ 2009, asọmpi a na-ahụ anya nke mere ka ọ bụrụ onye ama ama na mba ụwa n'otu ntabi anya.[10]
N'ọnwa Juun afọ 2018, o wepụtara abọm izizi ya nke akpọrọ "Testimony 1990".[11]
E chiri ya "Ọ kacha mma n'egwu rap nke afọ" na nke ise Annual African Muzik Magazine Awards 2018 (Afrimma) nke emere na House of Blues na Dallas, Texas na 2018.[12][13]
A kpọrọ ya onye egwu Hip Hop kacha mma na Soundcity MVP Awards na Jenụwarị 2020.[14][15] Emume a mere na Eko Convention Center dị na Lagos, Naijiria.[16][17]
N'afọ 2020, a họpụtara ya maka BET Awards.[18][19] Nhọpụta ya bụ maka Best International Flow category.[20] Ọ na-emegide Nasty C nke South Afrịka, DJonga nke Brazil, Kaaris nke Ivorian na onye mmeri, grime rapper Stormzy si UK.[21][22] N'ọnwa Mee afọ 2021, a kpọrọ ya onye egwu East African Rapper of the Year na MTN Uganda .
N'afọ 2021, Khaligraph sonyere Odibets, ụlọ ọrụ ịkụ nzọ egwuregwu n'okpuru atụmatụ Odimtaani ha iji malite 'OdiNare' rap challenge.[23]
- ↑ Khaligraph Jones Biography, Age, Wife, Songs, History, Career (en-US). RALINGO (2019-11-24). Archived from the original on 2022-05-17. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Oduku (2020-03-20). RICHARD ODUKU - Khaligraph Jones and Emerging Hip Hop Futures in Kenya | The Elephant (en-US). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ "Khaligraph Jones: How I made it in hip hop", BBC News. Retrieved on 2021-04-05. (in en-GB)
- ↑ REVIEW: Khaligraph Jones Debut Album 'Testimony 1990' (en-US). KenyanVibe (2018-06-19). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Khaligraph Jones opens up about making ends meet and his days as a bouncer – The Sauce. www.capitalfm.co.ke. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Khaligraph Jones | Biography & History (en). AllMusic. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Biography: Khaligraph Jones; Family, Wife, Music and Awards. www.pulselive.co.ke. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Enock (2021-02-08). Khaligraph Jones biography, age, family, hip hop songs, wife Georgina Muteti, awards, net worth (en-US). KISII FINEST. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ https://www.the-star.co.ke/authors/kalondu.+The rise and rise of Khaligraph, Kenya's music genius (en-KE). The Star. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ noraolagbaju (2021-02-11). Khaligraph – Passion over FAME (en). The Hip Hop African. Archived from the original on 2021-03-02. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Khaligraph unveils "Testimony 1990" album tracklist | Notjustok East Africa (en-US). Latest East African & Bongo Flava Music, Songs & Video - Notjustok (2018-06-12). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Big win for Kenya as Khaligraph Jones grabs AFRIMMA Best Rap Act - The Sauce. www.capitalfm.co.ke. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Bwire. 2018 AFRIMMA Awards: Khaligraph, Papa Dennis win big. 2018 AFRIMMA Awards: Khaligraph, Papa Dennis win big. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Khaligraph Jones wins SoundCity MVP award for best hip hop act (en-KE). Kiss 100. Archived from the original on 2020-08-04. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified (2020).
- ↑ Muli. MVP 2020 awards: Khaligraph crowned best hip-hop artiste in Africa. MVP 2020 awards: Khaligraph Jones crowned best hip-hop artiste in Africa. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Khaligraph Jones wins big at Sound City MVP Awards in Nigeria [Full list of winners] (en-US). Pulse Live Kenya (2020-01-12). Archived from the original on 2021-02-24. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ https://www.the-star.co.ke/authors/nyambs.+Rapper Khaligraph nominated for 2020 BET Awards (en-KE). The Star. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Kenyan rapper Khaligraph Jones Scoops hiS first BET AWARD NOMINATION – Transafrica Radio (en-US). Archived from the original on 2022-12-05. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Khaligraph Jones 2020 BET AWARDS – KAMATA SCHOOL OF MUSIC (en-US). www.kamataschool.com (2020-10-06). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Khaligraph Jones reaction after losing BET Award to UK's Stomzy (en-US). Pulse Live Kenya (2020-10-28). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ https://www.the-star.co.ke/authors/nyambs.+Khaligraph loses out to Stormzy at BET Awards (en-KE). The Star. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Odibets heeds to Khaligraph call, unveils rap challenge (en-KE). The Star.