Kikelomo Longe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Kikelomo Longe nke a makwaara dị ka Kike bụ kọmishọna na-ahụ maka [Ụlọ Ọrụ]] Ahịa na Itinye Ego, Ogun Steeti. [1] [2]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gụrụ akwụkwọ ndekọ ego na Mahadum Lagos UNILAG wee jírí ogo Bsc. na Akụntịnị klas nke abụọ n'elu wee guchaa . [3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Longe bụbu onye isi nke mmekọrịta ndị ọchụnta ego na nchịkwa ego n'otu Njikọ aka Isi obodo Ndi Afrika (ACA). [4] Ọ banyere n'ọgbakọ ahụ na 1999, ma mesịa ruo n'ọkwa osote onye isi ọchịchị . [5] Ọ bụ osote onye isi ọchịchị nke Njikọ aka Isi obodo Ndị Afrika . Ọ bụ ya na-ahụ maka ịzụ ahịa, inye ego na mmekọrịta ndị ọchụnta ego. Ọ malitere ọrụ ya na Deloitte dị ka onye na- azụ akwụkwọ nyocha wee nweta ihe nrite nke mba ugboro abụọ n'ule ntozu wee tozuo dị ka onye na- akwụ ụgwọ ego . Mgbe e mesịrị, ọ sonyeere otu Oke Ime Ihe na Ntukwasi Obi (V&T) dị ka onye na-ahụ maka njikwa ego. [6]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ogun Assembly Confirms Commissioner-nominee Longe (en-US). THISDAYLIVE (2020-01-07). Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ Moisemhe (2020-10-15). Ogun govt urges paper industry to invest in pulpwood plantation (en). NNN. Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ You are being redirected.... businessday.ng. Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ AVCA | Kikelomo Longe. www.avca-africa.org. Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ Longe (en-US). EMPEA. Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ Longe - EMPEA. Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2022-02-10.