Kim Berman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kim Berman
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereKim Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, printmaker Dezie
onye were ọrụSchool of the Museum of Fine Arts, Boston Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Witwatersrand, Tufts University Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaMuseum of Modern Art Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Kim Berman (amụrụ n'afọ 1960) bụ ónyé na-ese ihe na South Africa.

Berman nwetara BFA na Mahadum nke Witwatersrand tupu ọ gaa MFA ya na Mahadim Tufts . Ọ kụziri na School of the Museum of Fine Arts, Boston site na 1988 rụọ 1992, ma na-enyere áká n'ọmụmụ ihe site n'ọtụtụ ihe fọdụrụ na 1990s. Ka ógè na-aga n'ọrụ ya, ọ laghachiri South Africa, ebe ọ na-etinye aka na mmepe nke ọrụ obibi akwụkwọ. Ugbu a ọ bụ ónyé nduzi nke Artist Proof Studio na Newtown, Johannesburg, ọ rụrụ ọrụ dị ka ónyé nkuzi dị elu na ngalaba nka nke Technikon na Mahadum nke Witwatersrand[1] na Mahadụ nke Johannesburg.[2] Otu ihe osise 1999 nke Berman na mezzotint, drypoint, na ihe osise na akwụkwọ, nke akpọrọ Playing Cards of the Truth Commission, a Incomplete Deck, bụ nke National Museum of African Art, dị ka akwụkwọ ndị na-ese ihe nke afọ 1997 Emandulo Re-Creation, nke o nyéré áká na ya dị ka ónyé otu Artist Proof Studio.[3][4] Mbipụta 2001, Break the Silence, dị na nchịkọta nke Museum of Modern Art.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Collections - National Museum of African Art. africa.si.edu. Archived from the original on 18 September 2018. Retrieved on 18 September 2018.
  2. Kim Berman. Retrieved on 18 September 2018.
  3. Collections - National Museum of African Art. africa.si.edu. Archived from the original on 18 September 2018. Retrieved on 18 September 2018.
  4. Collections - National Museum of African Art. africa.si.edu. Archived from the original on 18 September 2018. Retrieved on 18 September 2018.
  5. Kim Berman. Break the Silence from Break the Silence!. 2001 - MoMA. www.moma.org. Retrieved on 18 September 2018.