Gaa na ọdịnaya

Kofoworola Bucknor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kofoworola Bucknor
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụOyinkansola Dezie
Aha enyereKofoworola Dezie
Aha ezinụlọ yaBucknor Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Eprel 1939 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
ŃnàBucknor Dezie
Dị/nwunyeFemi Pedro Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-edeEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ntaakụkọ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiDeputy Governor of Lagos State Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Surrey Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie
Onye òtù nkepolitical party Dezie

 

Kofoworola Bucknor-Akerele (amụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1939) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye bụbu osote gọvanọ nke Lagos Steeti.[1] Ọ bụ osote Gọvanọ nke Gọvanor Bola Tinubu n'etiti afọ 1999 na Nọvemba 2003.[2]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Kofoworola Bucknor na 30 Eprel 1939, ọ gara CMS Girls School Lagos tupu ọ gaa Surrey England na 1949 maka nzere ya na Law.[3]

O nwetara diplọma na Journalism n'afọ 1962, ma rụọ ọrụ dị ka onye nta akụkọ na-arụ ọrụ n'onwe ya maka BBC na VON Magazine.[4]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]