Koko Sakibo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Koko Sakibo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Disemba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuEagles F.C., Vasco SC, Dempo S.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

 

Koko Sakibo (amụrụ na 10 Disemba n'afọ 1987 na Lagos) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba maka FC Bardez na Goa Professional League [1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Koko Sakibo malitere ọrụ ịkụ bọọlụ ya na Naịjirịa na ndị otu mpaghara tupu ọ kwaga Ijipt. N'ebe ahụ, ọ nọrọ ọnwa atọ na klọb nke abụọ tupu ọ laghachi Naịjirịa.

Ọkwa Sakibo gara India bụ n'ihi aro nke onye na-agbachitere Pune FC bụ Chika Wali. Sakibo na Wali gbara bọọlu n'ala nna ha. Mgbe ọ na-enweghị ihe ịga nke ọma na nnwale ya na Pune F.C., Sakibo mechara banye na Vasco S.C. mgbe ọ masịrị klọb Goan.

Sakibo gbara goolu isii n'egwuregwu ịkụ bọọlu asaa na agba ikpeazụ nke ngalaba nke abụọ, yana 12 (iri na abụọ) ọzọ na Goa Professional League.

Dempo S.C. weghaara okpueze I-League nke 2011-12 nke Koko Sakibo gbara goolu asaa.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]