Kola Oyewo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kola Oyewo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Maachị 1946 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Osun Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, academic Dezie
onye were ọrụRedeemer's University Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo, Mahadum nke Ibadan Dezie
Kola Oyewo
Born(1946-03-27) 27 Maachị 1946
NationalityNigerian
CitizenshipNigerian
Occupation
Known forThe Gods Are Not To Blame and Sango (1997)

Kola Oyewo (a mụrụ n'ụbọchị nke 27 n'ọnwa Maachị n'afọ 1946) bụ onye na-eme ejije, onye na-eme ihe nkiri na ọkà mmụta.[1][2]

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'abalị 27 ọnwa Machị afọ 1946 na Oba Ile, obodo dị na Osun Steeti, South West (Nigeria).[3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara Mahadum Obafemi Awolowo ebe ọ nwetara asambodo na nka ihe nkiri, asambodo na akwụkwọ ọnụ Yoruba tupu o mesịa nweta nzere Bachelor of Arts (B.A.) na nka ihe nkiri n'otu mahadum ahụ n'afọ 1995.[4] Ọ gara Mahadum nke Ibadan ebe ọ natara Master of Arts (M.A.) na doctorate degree (Ph.D) na ihe nkiri.[5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ime ihe dịka ọkachamara n'afọ 1964 mgbe ọ sonyeere "Oyin Adejobi theatre group" na ọrụ mbụ ọ rụrụ bụ Adejare na Orogun Adedigba, nke bụ akụkọ ndụ Oyin Adejobi.[6] Mgbe ya na Oyin Adejobi nọrọ afọ itoolu, ọ sonyeere ụlọ ihe nkiri nke Mahadum nke Ife, ebe ya na onye na-eme ihe nkiri na ọkà mmụta, onye isi Ola Rotimi rụkọrọ ọrụ.[7] A maara Kola Oyewo maka ọrụ ọ rụrụ dịka "Odewale" na The Gods Are Not To Blame, ihe nkiri nke Ola Rotimi.[8]

N'afọ 1996, Oyewo sonyeere ọrụ nke Mahadum Obafemi Awolowo, ebe ọ gbagoro n'ọkwa nke nnukwu onye nkuzi tupu ọ laa ezumike nká na Septemba afọ 2011.[9] Mgbe ọ lara ezumike nká na Mahadum Obafemi Awolowo, ọ sonyeere ọrụ nke Mahadum Redeemer, ebe ọ na-eje ozi ugbu a dịka onye isi ngalaba nka ihe nkiri.[10] Ọ na-arụ ọrụ ugbu a na Elizade University Ilara-Mokin, Ondo State dịka onye nkuzi nka.[11]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Sango (1997)
  • Super Story (episode 1)
  • A gaghị ata chi ụta
  • Saworoide
  • Koseegbe (1995)

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Amkpa (June 2004). Theatre and Postcolonial Desires. ISBN 9781134381333. Retrieved on 16 February 2015. 
  2. Why Ogunde’s Film Village went into extinction —Kola Oyewo (en-GB). Tribune Online (2020-07-04). Retrieved on 2022-03-13.
  3. I Dread Polygamy - Kola Oyewo. nigeriafilms.com. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  4. Kola Oyewo, a delightful glide from classroom to stage. Newswatch Times. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 16 February 2015.
  5. Yoruba Actor Kola Oyewo Shares His Life Story - Nollywood, Nigeria, News, Celebrity, Gists, Gossips, Entertainment. naijagists.com. Retrieved on 16 February 2015.
  6. My second son and I graduated same day —Kola Oyewo. tribune.com.ng. Archived from the original on 2015-02-15.
  7. Kola Oyewo, A Master's Artistry. Thisday Live. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  8. Kola Oyewo - nigeriafilms.com. nigeriafilms.com. Retrieved on 16 February 2015.
  9. My father has no social life — Kola Oyewo's son. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  10. Redeemers University. P.M. News Nigeria. Retrieved on 16 February 2015.
  11. Celebs who engage IN OTHER VOCATIONS (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2019-11-16). Retrieved on 2020-05-29.