Konfúkius
Ọdịdị
Konfúkius
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Lu |
| Aha n'asụsụ obodo | 孔夫子 |
| Aha ọmụmụ | 孔丘 |
| Aha enyere | Qiu |
| Aha ezinụlọ ya | Kong |
| Aha nkwanye ugwu | 仲尼 |
| Aha na kana | こうし |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 551 BCE |
| Ebe ọmụmụ | Qufu |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 479 BCE |
| Ebe ọ nwụrụ | Si River |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ebe olili | Cemetery of Confucius |
| Ńnà | 孔紇 |
| Ńné | Yan Zhengzai |
| Nwanne | Meng Pi |
| Dị/nwunye | 亓官氏 |
| Nwa | Kong Li, 孔姣 |
| Asụsụ obodo | Historical Chinese |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Old Chinese |
| Ala nna ochie | Qufu County |
| Ọrụ ọ na-arụ | philosopher, onye nkuzi, odee akwụkwọ |
| Ụdị ọrụ ya | ákọ na uche, social philosophy, ethics |
| Ebe ọrụ | Lu |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Confucianism |
| Ọrụ ama ama | Analects |
| Ije | Confucianism |
| Di na oru | Classic of Filial Piety |
| Oge oge | Spring and Autumn period |
| Kọwara na URL | http://www.digiporta.net/index.php?id=757647953 |
| Gosiputara ya | Bust of Confucius |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Konfúkius (Asụsụ China: 孔子; pinyin: Kǒng zǐ; Wade-Giles: K'ung-tzu, mà Chinese: 孔夫子; pinyin: Kǒng Fūzǐ; Wade-Giles: K'ung-fu-tzu), bu onye échiche na onye ílúnílú. Ílúnílú ya dàr`a na óbị mádu na óbị ndi ochíchí, ezíbóte mmekotá na ñkitị, na eziokwu na ihe mmé ézíbóté ihe. Óbị onwèrè mèrè ka ó gáfè nke ndi ozor di kà nché échìchè Ihe íwú (法家), nché Tao (道家) na mbgè Ọchíchí nke umunna Han (206 BCE – 220 CE). Échìchè Confucius mèrè ka ihe ndi bekee na kpí Confucianism (儒家) dí. Ọ byàrà Europe shí ónyé Italy nke Jesuit Matteo Ricci, ónyé kéré áhà "Confucius" nạ asụsụ Latin.