Koose
Ọdịdị
Koose
nwere ojiji | nutrition |
---|---|
kọntinent | Eluàlà |
ebe | Owuwa Anyawu Nigerian, Ghana, Sierra Leone, Kameroon |
nwere àgwà | akidi |
Koose (nke a makwaara dị ka Bean Cake) bụ ihe na-esi ísì ụtọ nke anya ojii nke a na-eri na Ndida Anyanwụ Afrịka dị ka ihe oriri.[1]
Ọ bụ ndị Hausa nke Northern Nigeria na akụkụ ndị ọzọ nke West Africa dị ka mpaghara ugwu Ghana, Sierra Leone na Cameroon webatara ya na West Africa.[2] A pụkwara ịchọta Koose na mba Caribbean dị ka obodo Cuba na mba South America dị ka Brazil. A mara ya na obodo Ghana dị ka "koose" ma ọ bụ "koosay", na Naijiria dị ka "akara", na Brazil dị ka "acaraje" na mba Cuba dị ka "bollitos de carita". Nye Dagbamba nke Ghana a maara ya dị ka "Kooshe", ndị Ewe na-akpọ ya "agawu" na ụfọdụ ndị obodo Zongo dị ka "koose tankuwa".[3][4]
Nri
[dezie | dezie ebe o si]Koose nwere eriri, antioxidants, na protein sitere na peas anya ojii.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Online. Boy Sent To Deliver 'Koose' Feared Drowned At Madina. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2020-06-07.
- ↑ Ghana, Food & Drinks. Ghana Web.
- ↑ 3.0 3.1 NEWS. miczd.gov.gh. Archived from the original on 2021-08-23. Retrieved on 2020-06-07.
- ↑ 'Koose' makes it to the international scene (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-06-07.