Kpan language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kpan language
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeKpan-Icen Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ụmụ amaala kaFederal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Taraba Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Kpan bụ asụsụ ndị Jukunoid nke Taraba Steeti, Naịjirịa. Ha nwere ọtụtụ olumba dị iche iche.

Ethnologue (22nd ed.) depụtara obodo ndia Gayan, Gindin Dutse, Kato Bagha, Likam, Suntai, na kwa obodo Wukari, nke a na-ekesa na Sardauna, Takum, na Wukari LGAs.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]